-
Faịlimọn 7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 N’ihi na m ṅụrịrị ezigbo ọṅụ mgbe m nụrụ otú i si hụ ndị ọzọ n’anya. O mekwara ka obi sie m nnọọ ike. Nwanna m, i meekwala ka obi sie ndị nsọ ike.
-