Jọn 13:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu hụ ibe unu n’anya. Otú m hụrụ unu n’anya,+ hụnụ ibe unu n’anya otú ahụ.+ Jọn 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ihe m nyere unu n’iwu bụ ka unu hụ ibe unu n’anya otú m hụrụ unu n’anya.+ 1 Jọn 4:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ bụkwa ihe a ka o nyere anyị n’iwu, na onye ọ bụla hụrụ Chineke n’anya kwesịkwara ịhụ nwanna ya n’anya.+
34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu hụ ibe unu n’anya. Otú m hụrụ unu n’anya,+ hụnụ ibe unu n’anya otú ahụ.+
21 Ọ bụkwa ihe a ka o nyere anyị n’iwu, na onye ọ bụla hụrụ Chineke n’anya kwesịkwara ịhụ nwanna ya n’anya.+