9 Jizọs sịrị ya: “Filip, ọ̀ bụ na ị mabeghị m n’agbanyeghị na mụ na unu anọọla ogologo oge otú a? Onye ọ bụla hụrụ m ahụla Nna m.+ Gịnị mere i ji asị, ‘Gosi anyị Nna ahụ’?
17 Ka Eze mgbe ebighị ebi,+ onye na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,+ onye a na-enweghị ike ịhụ anya,+ onye naanị ya bụ Chineke,+ bụrụ onye a na-asọpụrụ na onye a na-eto ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.