-
2 Ndị Kọrịnt 1:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ọ bụrụ na ọnwụnwa na-abịara anyị, ọ bụ ka e nwee ike ịkasi unu obi ma zọpụta unu. Ọ bụrụkwa na a na-akasi anyị obi, ọ bụ ka e nwee ike ịkasi unu obi, ka unu nwee ike ịtachi obi mgbe unu na-ata otu ahụhụ ahụ anyị na-ata.
-