-
Diuterọnọmi 32:35, 36Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
35 Ọ bụ m ga-abọ ọbọ, ọ bụkwa m ga-akwụ ụgwọ,+
N’oge a kara aka mgbe ụkwụ ha ga-amịchapụ,+
N’ihi na ụbọchị nsogbu ga-abịara ha eruwela.
A ga-emekwa ha ihe e kwesịrị ime ha n’egbughị oge.’
36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe.+
Ọ ga-emetekwara ndị ohu ya ebere+
Mgbe ọ hụrụ na ike agwụla ha
Nakwa mgbe ọ hụrụ na ọ bụ naanị onye na-enweghị onye na-enyere ya aka na onye na-enweghị ume fọrọ.
-