Jenesis 18:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 O doro anya na ị gaghị egbukọta onye ezi omume na onye ajọ omume, o wee bụrụ otu ihe ga-eme onye ezi omume na onye ajọ omume.+ O doro anya na ị gaghị eme ya.+ Ọ̀ bụ na Onye na-ekpe ụwa niile ikpe agaghị eme ihe dị mma?”+ Abụ Ọma 94:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Onyeikpe ụwa, biko, bilie.+ Kwụọ ndị mpako ụgwọ ihe ha mere.+ Aịzaya 33:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị.+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu.+ Jehova bụ Eze anyị.+ Ọ bụ ya ga-azọpụta anyị.+
25 O doro anya na ị gaghị egbukọta onye ezi omume na onye ajọ omume, o wee bụrụ otu ihe ga-eme onye ezi omume na onye ajọ omume.+ O doro anya na ị gaghị eme ya.+ Ọ̀ bụ na Onye na-ekpe ụwa niile ikpe agaghị eme ihe dị mma?”+
22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị.+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu.+ Jehova bụ Eze anyị.+ Ọ bụ ya ga-azọpụta anyị.+