-
2 Timoti 4:7, 8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Alụọla m ezigbo ọgụ anyị na-alụ.+ Agbaala m ọsọ ndụ ruo n’isi.+ Akwụsikwara m ike n’okwukwe. 8 Onyenwe anyị, onye na-ekpe ikpe ziri ezi,+ ejikerela ugbu a inye m okpueze a na-enye ndị ezi omume.+ Ọ ga-eji ya kwụọ m ụgwọ n’ụbọchị ikpe.+ Ma, ọ bụghị naanị m ka ọ ga-enye ya, ọ ga-enyekwa ya ndị niile na-atụsi anya ike ka ọ pụta ìhè.
-