-
1 Pita 1:3, 4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ka e too Chineke bụ́ Nna nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst. Ọ bụ maka nnukwu ebere o meere anyị mere o ji mụọ anyị ọzọ+ ka anyị nwee ezigbo olileanya+ maka na a kpọlitere Jizọs Kraịst n’ọnwụ.+ 4 Olileanya a bụ inweta ndụ* a na-enweghị ike ịla n’iyi, nke a na-emerụghị emerụ, nke na-anaghịkwa emebi emebi.+ E doweere unu ya n’eluigwe.+
-