Ọpụpụ 32:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ma ugbu a, ọ bụrụ na ị chọrọ, gbaghara ha mmehie ha.+ Ma ọ bụrụ na ị gaghị agbaghara ha, biko, hichapụ aha m n’aha ndị i dere n’akwụkwọ gị.”+ Abụ Ọma 69:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ka e hichapụ aha ha n’akwụkwọ nke ndụ,*+Ka a gharakwa ide aha ha n’ebe e dere aha ndị ezi omume.+ Ndị Filipaị 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ana m arịọkwa gị, ezigbo onye mụ na ya na-arụkọ ọrụ,* ka ị na-enyere ụmụ nwaanyị ndị a aka. N’eziokwu, mụ na ha na Klement nakwa ndị ọzọ gbakọrọ mbọ ọnụ n’izisa ozi ọma. Aha ha niile dị n’akwụkwọ nke ndụ.+
32 Ma ugbu a, ọ bụrụ na ị chọrọ, gbaghara ha mmehie ha.+ Ma ọ bụrụ na ị gaghị agbaghara ha, biko, hichapụ aha m n’aha ndị i dere n’akwụkwọ gị.”+
3 Ana m arịọkwa gị, ezigbo onye mụ na ya na-arụkọ ọrụ,* ka ị na-enyere ụmụ nwaanyị ndị a aka. N’eziokwu, mụ na ha na Klement nakwa ndị ọzọ gbakọrọ mbọ ọnụ n’izisa ozi ọma. Aha ha niile dị n’akwụkwọ nke ndụ.+