Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 93
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ọchịchị dị ebube nke Jehova

        • “Jehova abụrụla Eze” (1)

        • ‘E kwesịrị ịtụkwasị ihe ị na-echetara ndị gị obi’ (5)

Abụ Ọma 93:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ala.”

  • *

    Ma ọ bụ “eme ka ọ maa jijiji.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 96:10; 97:1; Aịz 52:7; Mkp 11:17; 19:6

Abụ Ọma 93:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ocheeze gị kwụsiri ike.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 145:13
  • +Ọm 90:2

Abụ Ọma 93:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 65:7
  • +Ọm 8:1; 76:4

Abụ Ọma 93:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ụlọ gị kwesịrị ịdị nsọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 19:7; 119:111
  • +Ezi 43:12; 1Pi 1:16

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 93:1Ọm 96:10; 97:1; Aịz 52:7; Mkp 11:17; 19:6
Ọma 93:2Ọm 145:13
Ọma 93:2Ọm 90:2
Ọma 93:4Ọm 65:7
Ọma 93:4Ọm 8:1; 76:4
Ọma 93:5Ọm 19:7; 119:111
Ọma 93:5Ezi 43:12; 1Pi 1:16
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 93:1-5

Abụ Ọma

93 Jehova abụrụla Eze.+

O yi ebube ka uwe.

Jehova yi ike ka uwe.

Ọ na-eke ya otú e si eke ájị̀.

E kesiri ụwa* ike.

A gaghị ebupụli ya ebupụ.*

 2 Ọ bụ gị na-achị* kemgbe oge dị anya gara aga.+

Ị dị adị kemgbe ebighị ebi.+

 3 Jehova, osimiri enugharịala,

Osimiri enugharịala ma mee mkpọtụ.

Osimiri na-enugharị, na-adakwa oké ụda.

 4 Ma Jehova dị ebube n’eluigwe

Karịa mkpọtụ ọtụtụ mmiri na-eme,+

Karịakwa nnukwu ebili mmiri niile nke oké osimiri.+

 5 E kwesịrị nnọọ ịtụkwasị ihe ị na-echetara ndị gị obi.+

Jehova, ụlọ gị mara mma, ọ na-adịkwa nsọ*+ mgbe niile.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya