Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 34
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ

      • Ebe ndị ga-abụ ókè ala Kenan (1-15)

      • A họpụtara ụmụ nwoke ndị ga-ekere ndị Izrel ala (16-29)

Ọnụ Ọgụgụ 34:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:18; 17:8
  • +Je 10:19; Di 4:38; Jos 1:4; 14:1; Jer 3:19; Ọrụ 17:26

Ọnụ Ọgụgụ 34:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 15:1, 2

Ọnụ Ọgụgụ 34:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 1:36
  • +Ọg 13:26; 32:8
  • +Jos 15:1, 3

Ọnụ Ọgụgụ 34:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    Na Hibru, “Oké Osimiri ahụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:31; Jos 15:1, 4

Ọnụ Ọgụgụ 34:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Oké Osimiri ahụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 1:4; 15:12

Ọnụ Ọgụgụ 34:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ebe e si abanye Hemat.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:21; 2Ez 14:25
  • +Ezi 47:15

Ọnụ Ọgụgụ 34:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezi 47:17

Ọnụ Ọgụgụ 34:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, ọdọ mmiri Genesaret, ma ọ bụ Oké Osimiri Galili.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 3:16, 17; Jos 11:1, 2; Lu 5:1; Jn 6:1

Ọnụ Ọgụgụ 34:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 15:1, 2
  • +Di 8:7-9

Ọnụ Ọgụgụ 34:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 26:55; 33:54; Jos 14:2; 18:6; Ilu 16:33

Ọnụ Ọgụgụ 34:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 32:33; Di 3:12, 13; Jos 13:8

Ọnụ Ọgụgụ 34:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 32:5, 32

Ọnụ Ọgụgụ 34:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 3:32; 20:26; Jos 14:1
  • +Ọg 14:38; 27:18; Jos 19:51

Ọnụ Ọgụgụ 34:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 1:4, 16

Ọnụ Ọgụgụ 34:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 15:1
  • +Ọg 14:30; 26:65

Ọnụ Ọgụgụ 34:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:1

Ọnụ Ọgụgụ 34:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 18:11

Ọnụ Ọgụgụ 34:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:40

Ọnụ Ọgụgụ 34:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 46:20; 48:5; Jos 16:1
  • +Jos 17:1

Ọnụ Ọgụgụ 34:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 16:5

Ọnụ Ọgụgụ 34:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:10

Ọnụ Ọgụgụ 34:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:17

Ọnụ Ọgụgụ 34:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:24

Ọnụ Ọgụgụ 34:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:32

Ọnụ Ọgụgụ 34:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 34:18; Di 32:8; Jos 19:51; Ọrụ 17:26

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 34:2Je 15:18; 17:8
Ọnụ Ọgụ. 34:2Je 10:19; Di 4:38; Jos 1:4; 14:1; Jer 3:19; Ọrụ 17:26
Ọnụ Ọgụ. 34:3Jos 15:1, 2
Ọnụ Ọgụ. 34:4Ikp 1:36
Ọnụ Ọgụ. 34:4Ọg 13:26; 32:8
Ọnụ Ọgụ. 34:4Jos 15:1, 3
Ọnụ Ọgụ. 34:5Ọp 23:31; Jos 15:1, 4
Ọnụ Ọgụ. 34:6Jos 1:4; 15:12
Ọnụ Ọgụ. 34:8Ọg 13:21; 2Ez 14:25
Ọnụ Ọgụ. 34:8Ezi 47:15
Ọnụ Ọgụ. 34:9Ezi 47:17
Ọnụ Ọgụ. 34:11Di 3:16, 17; Jos 11:1, 2; Lu 5:1; Jn 6:1
Ọnụ Ọgụ. 34:12Jos 15:1, 2
Ọnụ Ọgụ. 34:12Di 8:7-9
Ọnụ Ọgụ. 34:13Ọg 26:55; 33:54; Jos 14:2; 18:6; Ilu 16:33
Ọnụ Ọgụ. 34:14Ọg 32:33; Di 3:12, 13; Jos 13:8
Ọnụ Ọgụ. 34:15Ọg 32:5, 32
Ọnụ Ọgụ. 34:17Ọg 3:32; 20:26; Jos 14:1
Ọnụ Ọgụ. 34:17Ọg 14:38; 27:18; Jos 19:51
Ọnụ Ọgụ. 34:18Ọg 1:4, 16
Ọnụ Ọgụ. 34:19Jos 15:1
Ọnụ Ọgụ. 34:19Ọg 14:30; 26:65
Ọnụ Ọgụ. 34:20Jos 19:1
Ọnụ Ọgụ. 34:21Jos 18:11
Ọnụ Ọgụ. 34:22Jos 19:40
Ọnụ Ọgụ. 34:23Je 46:20; 48:5; Jos 16:1
Ọnụ Ọgụ. 34:23Jos 17:1
Ọnụ Ọgụ. 34:24Jos 16:5
Ọnụ Ọgụ. 34:25Jos 19:10
Ọnụ Ọgụ. 34:26Jos 19:17
Ọnụ Ọgụ. 34:27Jos 19:24
Ọnụ Ọgụ. 34:28Jos 19:32
Ọnụ Ọgụ. 34:29Ọg 34:18; Di 32:8; Jos 19:51; Ọrụ 17:26
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọnụ Ọgụgụ 34:1-29

Ọnụ Ọgụgụ

34 Jehova gwakwara Mosis, sị: 2 “Gwa ndị Izrel ihe ndị a m na-agwa gị: ‘Mgbe unu banyere n’ala Kenan,+ bụ́ ala a ga-ekere unu ka ọ bụrụ nke unu, ebe ndị a ga-abụ ókè ala Kenan ahụ.+

3 “‘Ókè ebe ndịda unu ga-amalite n’ala ịkpa Zin n’akụkụ Ịdọm. Ókè ebe ndịda unu n’ebe ọwụwa anyanwụ ga-amalite na nsọtụ Oké Osimiri Nnu.+ 4 Ókè unu ga-echezi ihu ebe ọzọ gaa n’ebe ndịda ụzọ e si agbago Akrabim+ wee ruo Zin. Ọ ga-ejedebe na ndịda Kedesh-bania.+ Ọ ga-eru Heza-ada,+ ruokwa Azmọn. 5 Ókè ahụ ga-eche ihu ebe ọzọ n’Azmọn wee ruo na Ndagwurugwu* Ijipt. Ọ ga-ejedebe n’Oké Osimiri Mediterenian.*+

6 “‘Ókè unu n’ebe ọdịda anyanwụ ga-abụ Oké Osimiri Mediterenian* na ụsọ ya. Ọ bụ ya bụ ókè unu n’ebe ọdịda anyanwụ.+

7 “‘Ihe a ga-abụ ókè unu n’ebe ugwu: Ókè unu ga-amalite n’Oké Osimiri Mediterenian ruo n’Ugwu Họọ. 8 Ókè unu ga-amalite n’Ugwu Họọ ruo Libo-hemat.*+ Ebe ókè ahụ ga-ejedebe bụ na Zidad.+ 9 Ókè ahụ ga-erukwa Zifrọn. Ebe ọ ga-ejedebe bụ na Heza-inan.+ Ọ ga-abụ ókè unu n’ebe ugwu.

10 “‘Ókè unu n’ebe ọwụwa anyanwụ ga-amalite na Heza-inan ruo Shifam. 11 Ókè ahụ ga-esi na Shifam ruo Ribla, nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Eyin. Ókè ahụ ga-agbada ma gafere mkpọda ebe ọwụwa anyanwụ Oké Osimiri Kineret.*+ 12 Ókè ahụ ga-eru n’Osimiri Jọdan. Ebe ọ ga-ejedebe bụ n’Oké Osimiri Nnu.+ Ọ bụ ya bụ ala unu+ na ókè ya niile gbaa gburugburu.’”

13 Mosis wee gwa ndị Izrel, sị: “Ọ bụ ala a ka unu ga-efe nza kee ka ọ bụrụ nke unu,+ otú Jehova nyere n’iwu ka e keere ebo itoolu na ọkara. 14 N’ihi na ebo ụmụ Ruben n’ọnụmara n’ọnụmara na ebo ụmụ Gad n’ọnụmara n’ọnụmara nakwa ọkara ebo Manase enwetala ala nke ha.+ 15 Ebo abụọ na ọkara ahụ enwetala ala nke ha ná mpaghara Osimiri Jọdan n’akụkụ Jeriko, n’ebe ọwụwa anyanwụ.”+

16 Jehova gwakwara Mosis, sị: 17 “Ihe a bụ aha ụmụ nwoke ndị ga-ekere unu ala unu ga-ebi na ya: Elieza+ onye nchụàjà na Joshụa+ nwa Nọn. 18 Unu ga-akpọrọ otu onyeisi n’ebo nke ọ bụla ka ha nye aka kee ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu.+ 19 Ihe a bụ aha ụmụ nwoke ndị ahụ: n’ebo Juda,+ Keleb+ nwa Jefune; 20 n’ebo ụmụ Simiọn,+ Shemuel nwa Amaịhọd; 21 n’ebo Benjamin,+ Elaịdad nwa Kislọn; 22 n’ebo ụmụ Dan,+ Bọkaị nwa Jọglaị, onye bụ́ onyeisi; 23 n’ime ụmụ Josef+ ndị si n’ebo ụmụ Manase,+ Haniel nwa Ịfọd, onye bụ́ onyeisi; 24 n’ebo ụmụ Ifrem,+ Kemuel nwa Shiftan, onye bụ́ onyeisi; 25 n’ebo ụmụ Zebulọn,+ Elizefan nwa Panak, onye bụ́ onyeisi; 26 n’ebo ụmụ Ịsaka,+ Paltiel nwa Azan, onye bụ́ onyeisi; 27 n’ebo ụmụ Asha,+ Ahaịhọd nwa Shilomaị, onye bụ́ onyeisi; 28 n’ebo ụmụ Naftalaị,+ Pedahel nwa Amaịhọd, onye bụ́ onyeisi.” 29 Ọ bụ ndị a ka Jehova nyere iwu ka ha keere ndị Izrel ala Kenan.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya