Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 18
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Devid toro Chineke maka na ọ zọpụtara ya

        • “Jehova bụ nkume m dị elu” (2)

        • Jehova anaghị ahapụ onye jisiri ya aka ike (25)

        • Ihe Chineke na-eme zuru okè (30)

        • “Otú i si dị umeala n’obi na-eme ka m bụrụ nnukwu mmadụ” (35)

Abụ Ọma 18:okwu mmeghe

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 22:1

Abụ Ọma 18:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:32; Aịz 12:2

Abụ Ọma 18:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    Ma ọ bụ “onye nzọpụta m nke dị ike.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 3:3; 37:39, 40; 40:17
  • +Di 32:4
  • +Je 15:1; 2Sa 22:2-4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 125

    Ụlọ Nche,

    5/1/2009, p. 14

    1/15/1995, p. 10-11

Abụ Ọma 18:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 50:15

Abụ Ọma 18:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 20:3; Ọm 116:3
  • +2Sa 20:1; 22:5, 6; Ọm 22:16

Abụ Ọma 18:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Shiol.” Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 9:12

Abụ Ọma 18:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 11:4
  • +2Sa 22:7; Ọm 10:17; 34:15; 1Pi 3:12

Abụ Ọma 18:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 5:4
  • +2Sa 22:8-16; Ọm 77:18

Abụ Ọma 18:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 30:27

Abụ Ọma 18:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 144:5; Aịz 64:1
  • +2Sa 22:10

Abụ Ọma 18:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 99:1
  • +Ọm 104:3; Hib 1:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 3/2024, p. 3

Abụ Ọma 18:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 97:2
  • +Job 36:29

Abụ Ọma 18:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 2:10; 7:10
  • +2Sa 22:14; Ọm 29:3

Abụ Ọma 18:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 30:30
  • +Job 36:32; Ọm 144:6

Abụ Ọma 18:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọwa mmiri.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:8; 2Sa 22:16
  • +Ọm 74:15; 106:9; 114:1, 3

Abụ Ọma 18:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 22:17-20; Ọm 124:2-4

Abụ Ọma 18:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 3:7
  • +Ọm 35:10

Abụ Ọma 18:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 19:11; 23:26

Abụ Ọma 18:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ebe sara mbara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 149:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/1993, p. 23-24

Abụ Ọma 18:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 26:23; 1Ez 8:32
  • +1Sa 24:11; 2Sa 22:21-25; Ọm 24:3, 4

Abụ Ọma 18:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 84:11
  • +2Sa 22:24; Ilu 14:16

Abụ Ọma 18:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 3:10; Hib 11:6
  • +2Sa 22:25; Ilu 5:21

Abụ Ọma 18:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 97:10
  • +2Sa 22:26-31; Job 34:11; Jer 32:19

Abụ Ọma 18:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 5:8
  • +Ọm 125:5

Abụ Ọma 18:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị na-ata ahụhụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 34:28
  • +Ilu 6:16, 17; Aịz 2:11; Lu 18:14

Abụ Ọma 18:28

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “oriọna.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 97:11; Aịz 42:16

Abụ Ọma 18:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 5:19; Hib 11:32-34
  • +2Sa 22:30; Fil 4:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2022, p. 3

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2018, p. 9

Abụ Ọma 18:30

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “bụ okwu e ji ọkụ nụchaa.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:4; Da 4:37; Mkp 15:3
  • +Ọm 12:6; 19:8
  • +Ọm 18:2; 84:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2005, p. 28

Abụ Ọma 18:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 86:8; Aịz 45:5
  • +Di 32:31; 1Sa 2:2; 2Sa 22:32-43

Abụ Ọma 18:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 84:5, 7
  • +Aịz 26:7

Abụ Ọma 18:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hab 3:19

Abụ Ọma 18:34

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “aka m.”

Abụ Ọma 18:35

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Aka nri gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:1; Di 33:29; Ọm 28:7
  • +2Sa 22:36; Ọm 113:6-8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 201

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2020, p. 8

    Ụlọ Nche,

    8/1/2004, p. 8-9

Abụ Ọma 18:36

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nkwonkwo ụkwụ m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 17:5

Abụ Ọma 18:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 2:8, 9

Abụ Ọma 18:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 44:5

Abụ Ọma 18:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 22:41; Ọm 34:21

Abụ Ọma 18:43

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 30:6
  • +2Sa 8:3; Ọm 2:8
  • +2Sa 22:44-46

Abụ Ọma 18:44

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 33:29

Abụ Ọma 18:45

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ike ga-agwụ.”

Abụ Ọma 18:46

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:4
  • +Ọp 15:2; 2Sa 22:47-49

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 125

Abụ Ọma 18:47

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:35; Ne 1:2; Ro 12:19

Abụ Ọma 18:48

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:9; Ọm 59:1

Abụ Ọma 18:49

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:43; Ọm 117:1; Aịz 11:10
  • +2Sa 22:50, 51; 1Ih 16:9; Ro 15:9

Abụ Ọma 18:50

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “mkpụrụ.”

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 2:6; 144:10
  • +2Sa 7:15-17; 1Ez 3:6
  • +Ọm 89:20, 36; Aịz 9:7; Lu 1:32, 33; Mkp 5:5

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 18:okwu mmeghe2Sa 22:1
Ọma 18:1Ọm 18:32; Aịz 12:2
Ọma 18:2Ọm 3:3; 37:39, 40; 40:17
Ọma 18:2Di 32:4
Ọma 18:2Je 15:1; 2Sa 22:2-4
Ọma 18:3Ọm 50:15
Ọma 18:41Sa 20:3; Ọm 116:3
Ọma 18:42Sa 20:1; 22:5, 6; Ọm 22:16
Ọma 18:5Ek 9:12
Ọma 18:6Ọm 11:4
Ọma 18:62Sa 22:7; Ọm 10:17; 34:15; 1Pi 3:12
Ọma 18:7Ikp 5:4
Ọma 18:72Sa 22:8-16; Ọm 77:18
Ọma 18:8Aịz 30:27
Ọma 18:9Ọm 144:5; Aịz 64:1
Ọma 18:92Sa 22:10
Ọma 18:10Ọm 99:1
Ọma 18:10Ọm 104:3; Hib 1:7
Ọma 18:11Ọm 97:2
Ọma 18:11Job 36:29
Ọma 18:131Sa 2:10; 7:10
Ọma 18:132Sa 22:14; Ọm 29:3
Ọma 18:14Aịz 30:30
Ọma 18:14Job 36:32; Ọm 144:6
Ọma 18:15Ọp 15:8; 2Sa 22:16
Ọma 18:15Ọm 74:15; 106:9; 114:1, 3
Ọma 18:162Sa 22:17-20; Ọm 124:2-4
Ọma 18:17Ọm 3:7
Ọma 18:17Ọm 35:10
Ọma 18:181Sa 19:11; 23:26
Ọma 18:19Ọm 149:4
Ọma 18:201Sa 26:23; 1Ez 8:32
Ọma 18:201Sa 24:11; 2Sa 22:21-25; Ọm 24:3, 4
Ọma 18:23Ọm 84:11
Ọma 18:232Sa 22:24; Ilu 14:16
Ọma 18:24Aịz 3:10; Hib 11:6
Ọma 18:242Sa 22:25; Ilu 5:21
Ọma 18:25Ọm 97:10
Ọma 18:252Sa 22:26-31; Job 34:11; Jer 32:19
Ọma 18:26Mt 5:8
Ọma 18:26Ọm 125:5
Ọma 18:27Job 34:28
Ọma 18:27Ilu 6:16, 17; Aịz 2:11; Lu 18:14
Ọma 18:28Ọm 97:11; Aịz 42:16
Ọma 18:292Sa 5:19; Hib 11:32-34
Ọma 18:292Sa 22:30; Fil 4:13
Ọma 18:30Di 32:4; Da 4:37; Mkp 15:3
Ọma 18:30Ọm 12:6; 19:8
Ọma 18:30Ọm 18:2; 84:11
Ọma 18:31Ọm 86:8; Aịz 45:5
Ọma 18:31Di 32:31; 1Sa 2:2; 2Sa 22:32-43
Ọma 18:32Ọm 84:5, 7
Ọma 18:32Aịz 26:7
Ọma 18:33Hab 3:19
Ọma 18:35Je 15:1; Di 33:29; Ọm 28:7
Ọma 18:352Sa 22:36; Ọm 113:6-8
Ọma 18:36Ọm 17:5
Ọma 18:38Ọm 2:8, 9
Ọma 18:39Ọm 44:5
Ọma 18:402Sa 22:41; Ọm 34:21
Ọma 18:431Sa 30:6
Ọma 18:432Sa 8:3; Ọm 2:8
Ọma 18:432Sa 22:44-46
Ọma 18:44Di 33:29
Ọma 18:46Di 32:4
Ọma 18:46Ọp 15:2; 2Sa 22:47-49
Ọma 18:47Di 32:35; Ne 1:2; Ro 12:19
Ọma 18:482Sa 7:9; Ọm 59:1
Ọma 18:49Di 32:43; Ọm 117:1; Aịz 11:10
Ọma 18:492Sa 22:50, 51; 1Ih 16:9; Ro 15:9
Ọma 18:50Ọm 2:6; 144:10
Ọma 18:502Sa 7:15-17; 1Ez 3:6
Ọma 18:50Ọm 89:20, 36; Aịz 9:7; Lu 1:32, 33; Mkp 5:5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
  • 46
  • 47
  • 48
  • 49
  • 50
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 18:1-50

Abụ Ọma

Maka onye na-eduzi abụ. Abụ ohu Jehova bụ́ Devid bụkuru Jehova. Ọ bụrụ abụ a n’ụbọchị Jehova napụtara ya n’aka ndị iro ya niile nakwa n’aka Sọl. Ọ sịrị:+

18 Jehova, m hụrụ gị n’anya. Ị bụ ike m.+

 2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m a rụsiri ike na Onye na-anapụta m.+

Chineke m bụ oké nkume m.+ M na-agbaba n’ime ya.

Ọ bụ ọta m na mpi* nke na-azọpụta m.* Ọ bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m.+

 3 M na-akpọku Jehova, onye e kwesịrị ịna-eto.

Ọ ga-anapụta m n’aka ndị iro m.+

 4 Ọnwụ kere m ụdọ gburugburu.+

Ndị na-abaghị uru, bụ́ ndị yiri nnukwu idei mmiri, menyere m ụjọ.+

 5 Ili* kere m ụdọ gburugburu.

Ọnwụ siri ọnyà n’ihu m.+

 6 N’oge m na-ata ahụhụ, m kpọrọ Jehova ka o nyere m aka,

M nọ na-ebesara Chineke m ákwá ka o nyere m aka.

Ọ nọ n’ụlọ nsọ ya nụ olu m,+

Ọ nụkwara ákwá m na-ebesara ya ka o nyere m aka.+

 7 Ụwa wee malite ịṅagharị na ịma jijiji.+

Ntọala ugwu dị iche iche mara jijiji,

Ṅagharịakwa n’ihi na a kpasuola Chineke iwe.+

 8 Anwụrụ ọkụ si n’imi ya kwụgoo elu,

Nnukwu ọkụ sikwa n’ọnụ ya na-apụta.+

Icheku ọkụ na-eke ọkụ n’ihu ya.

 9 Ọ bịadara eluigwe mgbe ọ na-agbadata,+

Oké ọchịchịrị dịkwa n’okpuru ụkwụ ya.+

10 Ọ nọ n’elu cherob, fere efe bịa.+

Ọ nọ n’elu nku otu mmụọ ozi, fere ọsọ fedata.+

11 O jizi ọchịchịrị kpuchie onwe ya,+

Jirikwa mmiri rujuru n’ígwé

Kpuchie onwe ya otú ụlọikwuu si ekpuchi mmadụ.+

12 Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ

Si n’ìhè nke na-enwu n’ihu ya na-adapụtasị n’ígwé ojii.

13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ.+

Onye Kacha Elu mere ka a nụ olu ya,+

Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ ana-adasịkwa.

14 Ọ gbapụrụ akụ́ ya wee chụsasịa ndị iro ya.+

O mekwara ka àmụ̀mà gbuo, ha agharazie ịma ihe ha ga-eme eme.+

15 Jehova, mba ị bara na ume i kupụrụ+

Mere ka a hụ ala ala oké osimiri,*+

Meekwa ka a hụ ntọala ụwa.

16 O si n’elu matịa aka ya.

O jidere m aka dọpụta m na mmiri miri emi.+

17 Ọ napụtara m n’aka onye iro m siri ike,+

Napụtakwa m n’aka ndị kpọrọ m asị, ndị kakwa m ike.+

18 Ha mesiri m ike mgbe ọdachi dakwasịrị m,+

Ma Jehova nyeere m aka.

19 Ọ kpọpụtara m kpọba m ebe ihe ọ bụla na-agaghị eme m.*

Ọ napụtara m n’ihi na ihe m masịrị ya.+

20 Jehova na-akwụ m ụgwọ maka na m bụ onye ezi omume.+

Ọ na-akwụ m ụgwọ maka na aka m dị ọcha.+

21 M na-eme ihe dị Jehova mma,

Ahapụghịkwa m Chineke m, nke bụ́ ihe ọjọọ.

22 M na-echeta ihe niile o kpebiri,

Agaghị m eleda ntụziaka ya anya.

23 M ga na-eme ihe dị mma n’anya ya mgbe niile,+

Agaghịkwa m eme ihe ọjọọ ọ bụla.+

24 Ka Jehova kwụọ m ụgwọ n’ihi na m bụ onye ezi omume+

Nakwa n’ihi na aka m dị ọcha n’anya ya.+

25 Ị naghị ahapụ onye jisiri gị aka ike.+

Ị na-egosi onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta na ị bụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta.+

26 Ị na-egosi onye na-akwụwa aka ọtọ na ị na-akwụwa aka ọtọ,+

Ma ị ga-egosi onye dị aghụghọ na ị ma ihe.+

27 Ị na-azọpụta ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha.*+

Ma ị na-eweda ndị dị mpako ala.+

28 Ọ bụ gị, Jehova, na-amụnye ọkụ* m,

Chineke m onye na-eme ka ìhè nwuoro m n’ọchịchịrị.+

29 M ga-alụsoli ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ọgụ maka na ị na-enyere m aka.+

M ga-awụfeli mgbidi n’ihi ike Chineke na-enye m.+

30 Ihe ezi Chineke na-eme zuru okè.+

Okwu Jehova enweghị ntụpọ.*+

Chineke bụụrụ ndị niile na-agbaba n’ime ya ọta.+

31 N’ihi na ònye bụ Chineke ma e wepụ Jehova?+

Ònyekwa bụ oké nkume ma e wepụ Chineke anyị?+

32 Ọ bụ ezi Chineke bụ onye na-eme ka m dị ike,+

Ọ ga-emekwa ka ụzọ m kwụrụ ọtọ.+

33 Ọ na-eme ka ụkwụ m na-awụ ọsọ ka ụkwụ mgbada.

Ọ na-eme ka m guzoro n’ebe dị ezigbote elu.+

34 Ọ na-akụziri m* otú e si alụ agha.

Aka m na-ekweli ụta ọla kọpa.

35 Ị na-enye m ọta gị nke na-azọpụta m.+

Aka gị siri ike* na-akwado m.

Otú i si dị umeala n’obi na-eme ka m bụrụ nnukwu mmadụ.+

36 Ị na-eme ka ụzọ ụkwụ m na-aga saa mbara.

Ka ụkwụ m* ghara ịmịchapụ.+

37 M ga-achụ ndị iro m ọsọ chụkwuru ha.

Agaghị m alaghachi azụ ruo mgbe m kpochapụrụ ha.

38 M ga-egweri ha ka ha ghara inwe ike ibili.+

Ha ga-ada, mụ azọkwasị ha ụkwụ.

39 Ị ga-enye m ike m ga-eji alụ agha.

Ị ga-eme ka ndị iro m daa n’ihu m.+

40 Ị ga-eme ka ndị iro m gbaghachi azụ n’ihi m.

M ga-ebibikwa ndị kpọrọ m asị.+

41 Ha na-ebe ákwá ka e nyere ha aka, ma e nweghị onye na-azọpụta ha.

Ha na-ebesadịrị Jehova ákwá, ma ọ naghị atụpụrụ ha ọnụ.

42 M ga-asụri ha ka ha dị ka uzuzu nke ifufe na-ebu.

M ga-awụpụ ha otú e si awụpụ apịtị n’okporo ámá.

43 Ị ga-anapụta m n’aka ndị na-akatọ m.+

Ị ga-eme m onyeisi mba dị iche iche.+

Ndị m na-amaghị ga-ejere m ozi.+

44 Naanị akụkọ ha nụrụ ga-eme ka ha rubere m isi.

Ndị mba ọzọ ga-abịa, jiri ụjọ na-akpọrọ m isiala.+

45 Obi ga-amapụ* ndị mba ọzọ.

Ha ga-amara jijiji si n’ebe ha a rụsiri ike na-apụta.

46 Jehova dị ndụ. Ka e too Oké Nkume m.+

Ka a jaa Chineke m mma, bụ́ onye na-azọpụta m.+

47 Ezi Chineke na-abọrọ m ọbọ.+

Ọ na-eme ka ndị dị iche iche nọrọ n’okpuru m.

48 Ọ na-anapụta m n’aka ndị iro m iwe ji.

Chineke, ị na-ebugo m ebe aka ndị na-achọ imesi m ike na-agaghị eru.+

Ị na-anapụta m n’aka onye chọrọ imerụ m ahụ́.

49 Jehova, ọ bụ ya mere m ga-eji nọrọ ná mba dị iche iche too gị.+

M ga-abụkwa abụ iji too aha gị.+

50 Ị na-eme ihe ndị dị egwu iji zọpụta onye i mere eze.+

Ị na-egosi Devid, bụ́ onye i tere mmanụ,+

Na ụmụ* ya na ị hụrụ ha n’anya* ruo mgbe ebighị ebi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya