- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
JENESIS
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
2
Chineke zuru ike n’ụbọchị nke asaa (1-3)
Jehova Chineke, Onye kere eluigwe na ụwa (4)
Nwoke na nwaanyị bi n’Iden (5-25)
3
4
5
6
Ụmụ Chineke lụrụ ụmụ nwaanyị n’ụwa (1-3)
A mụrụ ndị Nefilim (4)
Ihe ọjọọ ndị mmadụ na-eme wutere Jehova (5-8)
A gwara Noa ka ọ rụọ ụgbọ (9-16)
Chineke kwuru na ya ga-eme ka mmiri tojuo n’ụwa (17-22)
7
8
Mmiri talatara n’ụwa (1-14)
Noa na ezinụlọ ya si n’ụgbọ pụta (15-19)
Nkwa Chineke kwere banyere ụwa (20-22)
9
Iwu Chineke nyere mmadụ niile (1-7)
Ọgbụgba ndụ eke na egwurugwu (8-17)
Amụma Noa buru gbasara ụmụ ya (18-29)
10
11
Ụlọ elu a rụrụ na Babel (1-4)
Jehova ghagburu asụsụ ndị mmadụ (5-9)
Malite n’oge Shem ruo n’oge Ebram (10-32)
12
13
Ebram laghachiri Kenan (1-4)
Ebram na Lọt biwere iche iche (5-13)
Chineke kweghachiri Ebram nkwa (14-18)
14
15
16
17
Ebreham ga-abụ nna ọtụtụ mba (1-8)
Ọgbụgba ndụ ibi úgwù (9-14)
Aha Seraị ga-abụzi Sera (15-17)
E kwere Ebreham nkwa na ọ ga-amụta Aịzik (18-27)
18
Ndị mmụọ ozi atọ gara n’ụlọ Ebreham (1-8)
Sera ga-amụta nwa nwoke; ọ chịrị ọchị (9-15)
Ebreham rịọrọ ka a ghara ibibi Sọdọm (16-33)
19
Ndị mmụọ ozi gara n’ụlọ Lọt (1-11)
A gwara Lọt na ezinụlọ ya ka ha gbapụ (12-22)
E bibiri Sọdọm na Gọmọra (23-29)
Lọt na ụmụ ya (30-38)
20
21
A mụrụ Aịzik (1-7)
Ishmel ji Aịzik na-eme ihe ọchị (8, 9)
A chụpụrụ Hega na Ishmel (10-21)
Ndụ Ebreham na Abimelek gbara (22-34)
22
23
24
25
Ebreham lụrụ nwaanyị ọzọ (1-6)
Ebreham nwụrụ (7-11)
Ụmụ Ishmel (12-18)
A mụrụ Jekọb na Ịsọ (19-26)
Ịsọ nyefere Jekọb ihe o kwesịrị inweta dị ka ọkpara (27-34)
26
Aịzik na Ribeka gara biri na Gira (1-11)
E sesara Aịzik okwu n’ihi olulu mmiri (12-25)
Ndụ Aịzik na Abimelek gbara (26-33)
Ụmụ nwaanyị Het Ịsọ lụrụ (34, 35)
27
Aịzik gọziri Jekọb (1-29)
Ịsọ rịọrọ ka a gọzie ya, ma ihe o mere ewuteghị ya (30-40)
Ịsọ buuru Jekọb iwe n’obi (41-46)
28
29
Jekọb na Rechel hụrụ (1-14)
Jekọb hụrụ Rechel n’anya (15-20)
Jekọb lụrụ Lia na Rechel (21-29)
Ụmụ anọ Lia mụụrụ Jekọb: Ruben, Simiọn, Livaị, na Juda (30-35)
30
Bilha mụrụ Dan na Naftalaị (1-8)
Zilpa mụrụ Gad na Asha (9-13)
Lia mụrụ Ịsaka na Zebulọn (14-21)
Rechel mụrụ Josef (22-24)
Jekọb nwekwuru ìgwè anụ ụlọ (25-43)
31
Jekọb lawara Kenan n’agwaghị Leban (1-18)
Leban chụkwutere Jekọb (19-35))
Ndụ Jekọb na Leban gbara (36-55)
32
Ndị mmụọ ozi bịakwutere Jekọb (1, 2)
Jekọb jikeere ịga hụ Ịsọ (3-23)
Jekọb na mmụọ ozi gbara mgba (24-32)
33
34
35
Jekọb tụfuru chi ndị mba ọzọ (1-4)
Jekọb rutere Betel (5-15)
A mụrụ Benjamin; Rechel nwụrụ (16-20)
Ụmụ iri na abụọ Izrel mụrụ (21-26)
Aịzik nwụrụ (27-29)
36
37
38
39
Josef jewere ozi n’ụlọ Pọtịfa (1-6)
Josef jụrụ ime ihe nwunye Pọtịfa kwuru (7-20)
A tụrụ Josef mkpọrọ (21-23)
40
41
Josef kọwara nrọ Fero (1-36)
Fero mere Josef onye ukwu (37-46a)
Josef malitere ikpokọta nri n’Ijipt (46b-57)
42
Ụmụnne Josef gara Ijipt (1-4)
Josef hụrụ ụmụnne ya ma nwalee ha (5-25)
Ụmụnne Josef lọghachikwutere Jekọb (26-38)
43
Ụmụnne Josef kpọ Benjamin gaghachi Ijipt (1-14)
Josef na ụmụnne ya hụrụ ọzọ (15-23)
Josef na ụmụnne ya riri nri (24-34)
44
45
46
Jekọb na ndị ezinụlọ ya kwagara Ijipt (1-7)
Aha ndị kwagara Ijipt (8-27)
Josef gara Goshen ịhụ Jekọb (28-34)
47
Jekọb gara hụ Fero (1-12)
Josef gosiri na ọ ma ihe (13-26)
Izrel biweziri na Goshen (27-31)
48
49
50
Josef liri Jekọb na Kenan (1-14)
Josef gwara ụmụnne ya ọzọ na ya agbagharala ha (15-21)
Ihe ndị mere ụbọchị ole na ole tupu Josef anwụọ (22-26)