Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ A
Jun 15, 2012
© 2012 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. Naanị anyị ka ikike ibipụtaghachi ya dị n’aka.
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
JULAỊ 30, 2012–ỌGỌST 5, 2012
Jehova Bụ “Onye Na-ekpughe Ihe Nzuzo”
ỌGỌST 6-12, 2012
Jehova Na-ekpughe “Ihe Ndị Na-aghaghị Ime n’Oge Na-adịghị Anya”
ỌGỌST 13-19, 2012
Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Iwere Ozi Jehova Ka Ihe Kacha Mkpa?
ỌGỌST 20-26, 2012
IHE ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ NA-EKWU
ISIOKWU NKE 1, 2 PEEJI NKE 7-18
Olee amụma Baịbụl ndị nwere ike inyere gị aka ịghọta ihe ndị ga-eme n’ụwa n’ọdịnihu? N’isiokwu abụọ a, a ga-atụle amụma ndị e buru banyere nnukwu ihe oyiyi ahụ dị na Daniel isi abụọ, tụleekwa anụ ọhịa ahụ na onyinyo ya dị ná Mkpughe isi iri na atọ na isi iri na asaa. Mụta ihe Baịbụl kwuru banyere ihe ga-eme n’ọdịnihu.
ISIOKWU NKE 3 PEEJI NKE 20-24
Onye kwetara ka e mee ya baptizim kwetara na ofufe Chineke ga-abụ ihe kacha mkpa ná ndụ ya. Ịtụgharị uche n’ihe ndị ohu Jehova n’oge Baịbụl kpebiri ime nwere ike ime ka anyị chee echiche banyere ihe anyị ji oge anyị, ike anyị, na akụ̀ anyị na-eme.
ISIOKWU NKE 4 PEEJI NKE 25-29
Isiokwu a gosiri otú ‘mmụọ nsọ si duo’ ndị amụma na ndị dere Baịbụl na ihe mere obi ga-eji sie anyị ike na Baịbụl si n’aka Chineke. (2 Pita 1:21) Isiokwu a ga-atụlekwa ihe ga-enyere anyị aka iji Baịbụl kpọrọ ihe mgbe niile.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
3 Ihe Bara Uru Anyị Mụtara n’Ozi Dị Nsọ Anyị Jere
12 E Meela Ka Anyị Mata Eze Asatọ Ahụ
19 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
30 Mara Ihe—Chọọ “Ezi Ntụziaka
32 Obiọma Ha Mere Ka Obi Ọjọọ Laa
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: A na-ekwusa ozi ọma n’ọtụtụ ebe nakwa n’oge dị iche iche iji mee ka ọtụtụ ndị nụ ozi ọma. Ahịa a a rụrụ n’elu mmiri n’obodo Damnoen Saduak so n’ebe a na-ekwusa ya.
TAỊLAND
MMADỤ OLE BI NA YA
66,720,000
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
3,423
NDỊ ỌSỤ ỤZỌ OGE NIILE NỌ NA YA
824