Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w13 12/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Isiokwu Nta
  • NKE A NA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
w13 12/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Disemba 15, 2013

© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania.

NKE A NA-AMỤ AMỤ

FEBỤWARỊ 3-9, 2014

‘Ekwela Ka E Mee Ka Ị Maa Jijiji Ọsọ Ọsọ Wee Bụrụ Onye Na-enweghị Uche’

PEEJI NKE 6 • ABỤ: 65, 59

FEBỤWARỊ 10-16, 2014

Ị̀ Ga-eji Ihe Ndị I Nwere Na-ejekwuru Chineke Ozi?

PEEJI NKE 11 • ABỤ: 40, 75

FEBỤWARỊ 17-23, 2014

“Ụbọchị A Ga-abụrụ Unu Ihe Ncheta”

PEEJI NKE 17 • ABỤ: 109, 18

FEBỤWARỊ 24, 2014–MACH 2, 2014

“Na-emenụ nke A Ka Unu Wee Na-echeta M”

PEEJI NKE 22 • ABỤ: 99, 8

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

▪ ‘Ekwela Ka E Mee Ka Ị Maa Jijiji Ọsọ Ọsọ Wee Bụrụ Onye Na-enweghị Uche’

Ọ dị ezigbo mkpa ka anyị ghara ikwe ka a ghọgbuo anyị, mee ka anyị kweta ihe na-abụghị eziokwu ma ọ bụ kwuwe ihe Baịbụl na-ekwughị. Pọl nyere anyị ndụmọdụ kwesịrị ekwesị ná Ndị Tesalonaịka nke Mbụ na nke Abụọ.

▪ Ị̀ Ga-eji Ihe Ndị I Nwere Na-ejekwuru Chineke Ozi?

Ndị chọrọ ịna-akwado Alaeze Chineke kwesịrị iji ihe ha nwere na-ejekwuru Jehova ozi. N’isiokwu a, anyị ga-amụta ihe n’àjà ndị Izrel oge ochie chụrụ. Anyị ga-atụlekwa otú ọtụtụ ndị si eji ihe ha nwere akwado Alaeze Chineke n’oge anyị a.

▪ “Ụbọchị A Ga-abụrụ Unu Ihe Ncheta”

▪ “Na-emenụ nke A Ka Unu Wee Na-echeta M”

Kwa afọ, a naghị enwecha ihe dị iche n’oge ndị Juu ji eme Ememme Ngabiga na oge ezigbo Ndị Kraịst ji eme Ncheta Ọnwụ Jizọs. Gịnị mere anyị ji kwesị ịma banyere Ememme Ngabiga? Olee otú anyị si amata ụbọchị a ga-eme Ncheta Ọnwụ Jizọs? Olee uru Ncheta Ọnwụ Jizọs ga-abara anyị niile?

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A

3 Jehova Chebere Ha n’Ugwu

16 Ì Chetara?

27 Otú Ị Ga-esi Die Ọnwụ Di Gị ma Ọ Bụ Ọnwụ Nwunye Gị

32 Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2013

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Na Zimbabwe, e nwere ugwu ndị bụ́ okwute okwute. E nwedịrị ugwu ndị nnukwu okwute dị n’elu ha. Ọ na-esi ezigbo ike ịga zie ndị bi n’ebe dị iche iche n’ugwu ndị ahụ ozi ọma. Ma, foto ahụ na-egosi ebe ụmụnna na-ezi ozi ọma n’Ugwu Matobo dị na Matabeleland, nke dị na Zimbabwe

ZIMBABWE

MMADỤ OLE BI NA YA:

12,759,565

NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA:

40,034

MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL:

90,894

Ịgụ akwụkwọ anyị na-atọ ndị bi na Zimbabwe ụtọ. Onye nkwusa ọ bụla na-enyefe ihe dị ka magazin iri na isii n’ọnwa

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya