Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 12/97 p. 2
  • Nzukọ Ije Ozi Maka December

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nzukọ Ije Ozi Maka December
  • Ozi Alaeze Anyi—1997
  • Isiokwu Nta
  • Izu Na-amalite December 1
  • Izu Na-amalite December 8
  • Izu Na-amalite December 15
  • Izu Na-amalite December 22
  • Izu Na-amalite December 29
Ozi Alaeze Anyi—1997
km 12/97 p. 2

Nzukọ Ije Ozi Maka December

Izu Na-amalite December 1

Abụ 57

10 min: Ịma ọkwa ọgbakọ. Ịma Ọkwa ndị a họtara n’Ozi Alaeze Anyị.

15 min: “Kwuo Okwu Banyere Jehova Kwa Ụbọchị.” Ajụjụ na azịza. Mgbe a na-atụle paragraf nke 4, webata okwu ndị sitere n’Akwukwọ-nduzi Ulo-akwukwọ, ihe ọmụmụ nke 16, paragraf nke 14-16.

20 min: “Inyefe Akwụkwọ Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi.” Jiri ikpo ọkụ tụọ aro maka inyefe akwụkwọ Ihe Ọmụma, karịsịa nye ndị gosiworo mmasị n’oge gara aga. Tụleghachi ụzọ iche ihe n’ihu ndị a tụrụ aro ha. Mee ihe ngosi nke otu n’ime ha maka ọbịbịa nke mbụ na otu maka nletaghachi ya na ya kwekọrọ.

Abụ 165 na ekpere mmechi.

Izu Na-amalite December 8

Abụ 58

10 min: Ịma ọkwa ọgbakọ.

20 min: “Gịnị Mere A Ga-eji Gbaa Àmà Ihe Ọjọọ?” Okwu onye okenye ga-ekwu nke dabeere n’Ụlọ Nche, August 15, 1997, peji nke 26-30.

15 min: “Agụụ Gị Na-agụ Ndị Ọzọ!” Okwu nke ndị na-ege ntị ga-etinye ọnụ nke onye okenye ga-eduzi. Kwuo nkezi ọnụ ọgụgụ ndị na-abịa nzukọ ọgbakọ. Kpọọ ụfọdụ ka ha kọọ ihe ndị mere ha na-eji enwe ume ọhụrụ site n’ịnọkọ ọnụ ná nzukọ.

Abụ 172 na ekpere mmechi.

Izu Na-amalite December 15

Abụ 63

12 min: Ịma ọkwa ọgbakọ. Akụkọ ndekọ ego. Tụọ aro ụzọ isi jiri akọ zaghachi ekele oge ezumike ndị ụwa. Kọwapụta ndokwa pụrụ iche e mere maka ozi ubi na December 25 na January 1.

8 min: Tụlee “Usoro Ihe Omume Ọhụrụ Maka Mgbakọ Sekit.”

25 min: “Anyị Kwesịrị Ịbụ Ndị Nkụzi, Ọ Bụghị Nanị Ndị Nkwusa.” Ajụjụ na azịza. Mgbe a na-atụle paragraf nke 11, gụpụta Akwukwọ-nduzi Ulo-akwukwọ, ihe ọmụmụ nke 15, paragraf nke 11.

Abụ 174 na ekpere mmechi.

Izu Na-amalite December 22

Abụ 138

8 min: Ịma ọkwa ọgbakọ.

17 min: “Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke Maka 1998.” Okwu onye nlekọta ụlọ akwụkwọ ga-ekwu. Tụlee ụzọ dị iche iche mmadụ nile pụrụ isi ritekwuo uru zuru ezu site n’ụlọ akwụkwọ n’ime afọ na-abịanụ. Gbaa ume ịgbasochi “Usoro Ọgụgụ Bible Ntụkwasị” ọhụrụ anya kwa izu.

20 min: Kwusaa Ozi Ọma ahụ Ebe Nile. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinye ọnụ n’akwụkwọ Ozi Anyị, peji nke 92-97, na-eji ajụjụ ndị a eme ihe: (1) Gịnị mere iji akwụkwọ anyị eme ihe ji adị irè n’ịgbasa ozi ọma ahụ? Gịnị mere anyị ji kwesị inyefe akwụkwọ n’ohere ọ bụla? (2) Olee ihe mere anyị ji kwesị ibu ịgba àmà mberede n’obi? Olee ụzọ ụfọdụ e si agba àmà mberede? (Kpọọ ụfọdụ ka ha kọọ ahụmahụ ịgba àmà mberede.) (3) Gịnị mere ọgbakọ ji kwesị ịgbalị ịrụzu ọrụ nke ọma n’ókèala ya? N’ebe ókèala buru ibu, gịnị bụ abamuru dị n’inwe ókèala onwe onye? (4) Olee otú anyị si erite uru site ná ndokwa ịgba àmà ìgwè? Olee otú anyị pụrụ isi mee atụmatụ ọrụ ịgba àmà anyị iji jide n’aka na anyị na-eji oge anyị eme ihe n’ụzọ kasị mma?

Abụ 222 na ekpere mmechi.

Izu Na-amalite December 29

Abụ 181

8 min: Ịma ọkwa ọgbakọ. Chetara mmadụ nile inye akụkọ ozi ubi. Ọ bụrụ na ọgbakọ unu ga-agbanwe oge nzukọ n’afọ ọhụrụ, nye agbamume obiọma na-agwa mmadụ nile ka ha nọgide na-abịachi nzukọ anya n’oge ọhụrụ nke ọgbakọ.

12 min: Tụleghachi Akwụkwọ A Ga-enyefe na January. Gosi akwụkwọ ochie ọgbakọ nwere hie nne, kwuokwa isi ihe ndị na-adọrọ mmasị maka nkwurịta okwu ndị ga-enye aka ịkwadebe ụzọ iche ihe n’ihu mmadụ. Gụnye otu ihe ngosi. Anyị kwesịrị ịnọgide ná mgbalị anyị ịmalite ọmụmụ ihe na broshuọ Na-achọ ma ọ bụ n’akwụkwọ Ihe Ọmụma.

25 min: “Guzogide Ọdịnala Ndị Na-adịghị Asọpụrụ Chineke!” Okwu onye okenye ga-ekwu dabere n’Ụlọ Nche August 15, 1995, peji nke 28-30.

Abụ 215 na ekpere mmechi.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya