Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na February 2
IZU NA-AMALITE NA FEBRUARY 2
Abụ nke 136
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Jenesis 21-24
Nke 1: Jenesis 22:1-18
Nke 2: “Onye A Bụ Ọkpara M” (lr isi nke 5)
Nke 3: Ụzọ Ndị Anyị Nwere Ike Isi Meghee Obi Anyị n’Otú Anyị Si Ahụ Ndị Ọzọ n’Anya (2 Kọr. 6:11-13)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Abụ nke 220
Nkeji 5: Ịma ọkwa ọgbakọ. Chetara ndị nkwusa ka ha nye akụkọ ozi ha maka ọkara nke abụọ nke ọnwa January.
Nkeji 10: Tụọ Egwu Ezi Chineke ahụ, Debekwa Ihe Niile O Nyere n’Iwu. Okwu okenye ga-eji ịnụ ọkụ n’obi kwuo nke sitere n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 272 ruo peeji nke 273, paragraf nke 1.
Nkeji 20: ‘Ime Ka Ụdọ Ụlọikwuu Anyị Dị Ogologo’ na Nigeria—Nke 1. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinye ọnụ nke ga-esite n’obere akwụkwọ akụkọ so Ozi Alaeze Anyị nke November 2008 bịa.
Abụ nke 194