Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 4/09 p. 8
  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na May 4

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na May 4
  • Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Isiokwu Nta
  • IZU NA-AMALITE NA MAY 4
Ozi Alaeze Anyi—2009
km 4/09 p. 8

Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na May 4

IZU NA-AMALITE NA MAY 4

Abụ nke 91

□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:

lv isi nke 4, igbe ndị dị na peeji nke 46-49

□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:

Ọgụgụ Baịbụl: Ọpụpụ 23-26

Nke 1: Ọpụpụ 24:1-18

Nke 2: Olee Ihe Dị Mkpa n’Ezie? (lr isi nke 16)

Nke 3: Ọkpara ahụ na Nna Ya Ahaghị (td 5B)

□ Nzukọ Ije Ozi:

Abụ nke 83

Nkeji 5: Ịma Ọkwa. Chetara ndị nkwusa ka ha nye akụkọ ozi ubi ha maka ọkara nke abụọ nke ọnwa April.

Nkeji 5: “Nyefee Traktị n’Oge Ndị A.” Gbaa ụmụnna ume ka ha dịrị njikere inyefe ndị mmadụ traktị mgbe ọ bụla ohere ya dapụtara.

Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.

Nkeji 15: Uru Ọ Bara Igosi Mmasị n’Ebe Ndị Ọzọ Nọ. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle nke ga-esi na Matiu 8:2, 3 na Luk 7:11-15. Gịnị mere ndị mmadụ ji aka ege anyị ntị ma anyị gosi na anyị nwere ezigbo mmasị n’ebe ha nọ? Olee otú anyị ga-esi mata ihe ndị na-amasị onye nwe ụlọ na ihe ndị bụ mkpa ya? Olee otú anyị nwere ike isi gosi na anyị nwere ezigbo mmasị mgbe anyị hụrụ onye agadi, onye na-eto eto, nwa akwụkwọ mahadum, onye nne ma ọ bụ onye nna, ma ọ bụkwanụ onye na-arịa ọrịa ma ọ bụ onye na-eru uju?

Abụ nke 223

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya