Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 6/09 p. 3
  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Nke June 22

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Nke June 22
  • Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Isiokwu Nta
  • IZU NA-AMALITE NA JUNE 22
Ozi Alaeze Anyi—2009
km 6/09 p. 3

Usoro Ihe Omume Maka Izu Nke June 22

IZU NA-AMALITE NA JUNE 22

Abụ nke 177

□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:

lv isi nke 6 ¶10-15, igbe dị na peeji nke 67

□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:

Ọgụgụ Baịbụl: Levitikọs 10-13

Nke 1: Levitikọs 11:29-45

Nke 2: Ihe Mere Ndị Mmadụ Ji Arịa Ọrịa (lr isi nke 23)

Nke 3: Ngọzi Ndị Na-eso Ụzọ E Mere Baptizim Na-enweta

□ Nzukọ Ije Ozi:

Abụ nke 7

Nkeji 5: Ịma ọkwa.

Nkeji 10: Nyere Ndị Na-ege Gị Ntị Aka Iche Echiche. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle, nke si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 57, paragraf nke 3, ruo peeji nke 58, paragraf nke 3.

Nkeji 10: Jikere Inyefe Ụlọ Nche July 1 na Teta! July–September. Mgbe ị kọwatụchara ihe ndị dị na magazin ndị ahụ, jụọ ndị na-ege ntị isiokwu ndị ha chọrọ iji nyefee magazin ndị ahụ na ihe mere ha ji họrọ ha. Olee ajụjụ na amaokwu Baịbụl ndị ha ga-achọ iji malite mkparịta ụka n’isiokwu ahụ? Mee ihe ngosi nke otú e nwere ike isi nyefee magazin nke ọ bụla.

Nkeji 10: Ụzọ Ị Pụrụ Isi Zaghachi Ndị Pụrụ Ịbụ Ndị Nkwụsị Nkwurịta Okwu. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle, nke si n’akwụkwọ nta bụ́ Ụzọ Isi Malite ma Na-aga n’Ihu ná Nkwurịta Okwu Bible, peeji nke 10, n’okpuru isiokwu nta bụ́, ‘Enwere M Okpukpe nke M.’ Mee otu ihe ngosi ma ọ bụ abụọ nke aro ndị a tụrụ n’akwụkwọ ahụ.

Abụ nke 27

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya