Usoro Ihe Omume Maka Izu Nke July 6
IZU NA-AMALITE NA JULY 6
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
lv isi nke 7 ¶1-9, igbe ndị dị na peeji nke 76 na 78
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Levitikọs 17-20
Nke 1: Levitikọs 19:1-18
Nke 2: Ihe Mere Chineke Ji Kwe Ka Ajọ Omume Dịrị? (td 1B)
Nke 3: Ya Adịla Mgbe Ị Ga-aghọ Onye Ohi! (lr isi nke 24)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.
Nkeji 10: Gbaa ndị okenye ma ọ bụ ndị ohu na-eje ozi abụọ ma ọ bụ atọ ajụjụ ọnụ. Olee ihe mere ha ji gbaa mbọ ruo eruo ịbụ okenye ma ọ bụ ohu na-eje ozi? (1 Tim. 3:1-9) Olee otú ndị ọzọ si gbaa ha ume ma nyere ha aka? Olee ngọzi ndị ha nwetarala?
Nkeji 10: Inyere Ndị Ọzọ Aka Ibute Alaeze ahụ Ụzọ. Okwu si n’isiokwu nta dị na peeji nke 281 nke akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi.