Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Julaị 5
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 5
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl:1 Ndị Eze 7-8
Nke 1: 1 Ndị Eze 8:14-26
Nke 2: Gịnị Mere E Ji Dọọ Anyị Aka ná Ntị Ka Anyị Ghara Ịbụ Ndị Maara Ihe n’Anya Onwe Anyị? (Aịza. 5:21)
Nke 3: Olee Otú Ọgwụgwọ Ime Mmụọ Baruru n’Uru? (td 19A)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.
Nkeji 10: Ụzọ Ndị Ị Pụrụ Isi Mụbaa Ozi Gị—Nkebi nke Mbụ. Okwu si n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 111, paragraf nke 1, ruo peeji nke 112, paragraf nke 2. Gbaa otu onye nkwusa ma ọ bụ ndị nkwusa abụọ ajụjụ ọnụ. Ha ga-abụ ndị garala ebe e nwere mkpa ka ukwuu ma ọ bụkwanụ ndị mụrụla asụsụ ọzọ iji mụbaa ozi ha. Olee ihe isi ike ndị ha meriri? Olee otú ndị ezinụlọ ha ma ọ bụ ọgbakọ si nyere ha aka? Olee ngọzi ndị ha nwetarala?
Nkeji 10: Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịna-enyocha Onwe Ha. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle, nke si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 261, paragraf nke 2 ruo ná ngwụcha peeji nke 262.