Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mee 16
IZU NA-AMALITE NA MEE 16
Abụ nke 96 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 4 ¶1-4, igbe dị na peeji nke 30 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Abụ Ọma 11-18 (Nkeji 10)
Nke 1: Abụ Ọma 17:1-15 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Otú Anyị Si Egosi na Ọ Bụ Naanị Jehova Ka Anyị Na-efe—Rom 6:16, 17 (Nkeji 5)
Nke 3: Baịbụl Bụ Ihe Nduzi Bara Uru Maka Oge Anyị—td 7B (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Jiri Ajụjụ Na-akụzi Ihe nke Ọma—Nkebi nke 1. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke ga-esi n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 236 ruo peeji nke 237, paragraf nke 2. Jiri nkeji ole na ole mee ihe ngosi otú e nwere ike isi mee otu ihe ma ọ bụ ihe abụọ e kwuru na ya.
Nkeji 10: Ụzọ Ndị E Si Ekwusa Ozi Ọma Ahụ—Ime Nletaghachi. Okwu ga-esi n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 97, paragraf nke 1-3. Jiri nkeji ole na ole mee ihe ngosi ebe okenye ọgbakọ gara nletaghachi na nke onye naara ya akwụkwọ a na-enye ndị mmadụ n’ọnwa a.
Nkeji 10: “Ì Nwere Ike Ịna-aga Ozi Ọma n’Ụbọchị Sọnde?” Ajụjụ na azịza.
Abụ nke 115 na Ekpere