Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/13 p. 4
  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 2

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 2
  • Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Isiokwu Nta
  • IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 2
Ozi Alaeze Anyi—2013
km 11/13 p. 4

Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 2

IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 2

Abụ nke 123 na Ekpere

□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:

jl Isiokwu nke 14 ruo na nke 16 (Nkeji 30)

□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:

Ọgụgụ Baịbụl: 1 Pita 1-5–2 Pita 1-3 (Nkeji 10)

Nke 1: 1 Pita 2:18–3:7 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

Nke 2: Ndị Nwụrụ Anwụ Hà Nwere Ike Imerụ Gị Ahụ́?—td 41B (Nkeji 5)

Nke 3: Ihe Mere Anyị Ji Kwere na Jizọs Bụ Mesaya ahụ E Kwere ná Nkwa—Luk 24:44; Gal. 4:4 (Nkeji 5)

□ Nzukọ Ije Ozi:

Abụ nke 116

Nkeji 5: Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl na Satọdee Mbụ n’Ọnwa. Okwu. Gbaa mmadụ niile ume ka ha gbaa mbọ malitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl na Satọdee mbụ n’ọnwa Disemba. Jiri isiokwu dị n’azụ Ụlọ Nche ahụ mee ihe ngosi na-agaghị egbu oge.

Nkeji 15: Ì Meela Ya? Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Onye nwe ihe omume a ga-eji nkeji ole na ole kwuo isi ihe ndị dị n’isiokwu ndị e bipụtara n’Ozi Alaeze Anyị na nso nso a. Ha bụ: “Ebe Anyị Na-edewe Ihe n’Ịntanet Na-abara ma Anyị ma Ndị Ọzọ Uru” (km 12/12), “Jiri Vidio Anyị Na-akụziri Ndị Mmadụ Baịbụl,” na “Olee Onye Magazin A Ga-akacha Abara Uru?” (km 5/13). Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo otú ha sirila mee ihe ndị e kwuru n’isiokwu ndị ahụ.

Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.

Abụ nke 12 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya