Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Ọgọst 25
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 25
Abụ nke 112 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 12 ¶1-8 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ọnụ Ọgụgụ 14-16 (Nkeji 10)
Ntụleghachi nke Ihe Ndị A Mụrụ n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke (Nkeji 20)
Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 15: “O Ruola Otu Narị Afọ Anyị Kwusawara Banyere Alaeze Chineke.”—Nke 1. (Paragraf nke 1 ruo na nke 3) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A zachaa ajụjụ paragraf nke 3, gbaa ụmụnna abụọ ajụjụ ọnụ. Ha ga-abụ ndị nọterela aka n’ọgbakọ. Gwa ha ka ha kwuo otú ha si kwusaa ozi ọma mgbe ha ghọrọ Ndịàmà Jehova.
Nkeji 15: “O Ruola Otu Narị Afọ Anyị Kwusawara Banyere Alaeze Chineke.”—Nke 2. (Paragraf nke 4 ruo na nke 6) Ajụjụ na azịza. Unu tụlewe paragraf nke 5 na nke 6, gbaa ndị ọsụ ụzọ abụọ ajụjụ ọnụ ka ha kwuo mgbanwe ndị ha mere ka ha nwee ike ịmalite ozi oge niile.
Abụ nke 103 na Ekpere