Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Mee p. 6
  • Mee 27–Jun 2

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 27–Jun 2
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Mee p. 6

Mee 27–Jun 2

Ndị Galeshia 1-3

  • Abụ nke 106 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Agwara M Ya Okwu Ihu na Ihu”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Ndị Galeshia Na-ekwu.]

    • Gal. 2:11-13—Egwu mmadụ mere ka Pita kwụsị iso ụmụnna ndị mba ọzọ na-emekọ ihe mgbe ndị Juu bụ́ Ndị Kraịst gara leta ya (w17.04 27 ¶16)

    • Gal. 2:14—Pọl gbaziri Pita (w13 3/15 5 ¶12)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Gal. 2:20—Olee otú i kwesịrị isi na-ele ihe mgbapụta ahụ anya, n’ihi gịnịkwa? (w14 9/15 16 ¶20-21)

    • Gal. 3:1—Gịnị mere Pọl ji kpọọ ndị Galeshịa ndị “na-amaghị ihe”? (it-1 880)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Gal. 2:11-21 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 2)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 202 ¶18-19 (th ihe ọmụmụ nke 6)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 92

  • “Otú Anyị Niile Ga-esi Nye Aka n’Ilekọta Ebe Ndị Anyị Na-anọ Efe Jehova”: (Nkeji 15) Ọ bụ okenye ga-eme ya. E lechaa vidio aha ya bụ Ilekọta Ebe Ndị Anyị Na-anọ Efe Jehova, zaakwa ajụjụ ndị ya na ya so, gbaa nwanna nọ n’ọgbakọ unu so na kọmitii na-elekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze ajụjụ ọnụ. (Ọ bụrụ na unu enweghị, gbaa onye na-ahaziri ndị okenye ọrụ ajụjụ ọnụ. Ọ bụrụ na ọ bụ naanị unu na-amụ ihe n’Ụlọ Nzukọ Alaeze unu, gbaa onye na-ahụ maka ịrụzi ya ajụjụ ọnụ.) Olee otú anyị si na-eme n’ịkwado nhazi e mere maka ịna-elekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze anyị? Ànyị na-akpachapụ anya ka anyị ghara ịmerụ ahụ́ ma anyị na-arụ ọrụ? Olee ihe ndị a rụzirila na nso nso a, oleekwa ihe ndị a ga-arụzi n’ọdịnihu? Ọ bụrụ na nwanna nwere nkà chọrọ iso na-elekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze, ma ọ bụkwanụ na nwanna chọrọ iso ndị nwere nkà na-arụ ọrụ iji mụta ilekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze, olee ihe ọ ga-eme? Olee otú anyị niile, n’agbanyeghị otú ihe si dịrị anyị, ga-esi nye aka n’ilekọta Ụlọ Nzukọ Alaeze?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 68

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 72 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya