Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Jun p. 7
  • Jun 29–Julaị 5

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 29–Julaị 5
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Jun p. 7

Jun 29–Julaị 5

ỌPỤPỤ 4-5

  • Abụ nke 3 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Mụ Onwe M Ga-anọnyere Ọnụ Gị”: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 4:10, 13—Mozis chere na o rughị eru ịrụ ọrụ e nyere ya (w10 10/15 13-14)

    • Ọpụ. 4:11, 12—Jehova mere ka obi sie ya ike (w14 4/15 9 ¶5-6)

    • Ọpụ. 4:14, 15—Jehova gwara Erọn ka o nyere Mozis aka (w10 10/15 14)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 4:24-26—Gịnị ka ọ̀ ga-abụ ya mere Zipora ji kpọọ Jehova “nwoke ọbara nke na-alụ nwaanyị ọhụrụ”? (w04 3/15 28 ¶4)

    • Ọpụ. 5:2—Olee ihe Fero bu n’obi mgbe ọ sịrị na ọ maghị onye Jehova bụ? (it-2 12 ¶5)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 4:1-17 (th ihe ọmụmụ nke 12)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Kpọọkwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 2)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie onye ahụ otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji amụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 4)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 100 ¶15-16 (th ihe ọmụmụ nke 8)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 61

  • “Otú E Si Eji ‘Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta’ Ezi Ozi Ọma”: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

  • “Ị Ga-ekwusali Ozi Ọma, Kụziekwa Ihe”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Nwee Obi Ike . . . Onye Nkwusa.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 121

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 73 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya