Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Julaị p. 6
  • Julaị 27–Ọgọst 2

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Julaị 27–Ọgọst 2
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Julaị p. 6

Julaị 27–Ọgọst 2

ỌPỤPỤ 12

  • Abụ nke 20 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ihe Ememme Ngabiga Na-akụziri Ndị Kraịst”: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 12:​5-7​—Ihe e ji nwa atụrụ Ememme Ngabiga na-akụziri anyị (w07 1/1 20 ¶4)

    • Ọpụ. 12:​12, 13​—Ihe e ji ọbara ahụ e fesara n’awara ụzọ na-akụziri anyị (mwb18.04, igbe dị na peeji nke 2)

    • Ọpụ. 12:​24-27​—Ihe Ememme Ngabiga ahụ na-akụziri anyị (w13 12/15 20 ¶13-14)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 12:12​—Olee otú ihe otiti ndị ahụ dị ndị Ijipt n’ahụ́, karịchaa nke iri ahụ mere ka a mata na chi ndị Ijipt adịghị ike? (it-2 582 ¶2)

    • Ọpụ. 12:​14-16​—Olee ihe pụrụ iche banyere mgbakọ dị nsọ ụmụ Izrel na-eme, dị ka Ememme Achịcha Na-ekoghị eko, oleekwa uru ọ na-abara ha? (it-1 504 ¶1)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 12:​1-20 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi na-ekwukarị n’ókèala unu. (th ihe ọmụmụ nke 2)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya magazin ọhụrụ kwuru banyere ihe unu kwurịtara. (th ihe ọmụmụ nke 6)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 16 ¶21-22 (th ihe ọmụmụ nke 19)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 38

  • “Jehova Na-echebe Ndị Ya”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ilegharị Anya n’Ebe Ngosi Ihe Mgbe Ochie Dị na Wọwik: “Ndị Jehova Kpọkwasịrị Aha Ya.”

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 125

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 129 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya