Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Mach p. 8
  • Mach 25-⁠31

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 25-⁠31
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Mach p. 8

MACH 25-31

ABỤ ỌMA 22

Abụ nke 19 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ebe otu onye agha Rom na-eleru uwe elu Jizọs anya, ndị agha abụọ ọzọ ana-efe nza ka a mara onye ga-achịrị nke ọ ga-achịrị

Ebe ndị agha na-efe nza iji mara onye ga-achịrị nke ọ ga-achịrị n’uwe elu Jizọs

1. Amụma Ndị E Buru Gbasara Ọnwụ Jizọs

(Nkeji 10)

Ọ ga-adị ka Chineke ọ̀ hapụrụ Jizọs (Ọma 22:1; w11 8/15 15 ¶16)

A ga-akparị Jizọs (Ọma 22:7, 8; w11 8/15 15 ¶13)

A ga-efe nza maka uwe Jizọs (Ọma 22:18; w11 8/15 15 ¶14; lee foto dị n’ihu akwụkwọ a)

Ebe otu nwanna nwaanyị nọ na paradaịs. Ọ nọ ọdụ n’okpuru osisi, ọdụm anọrọ ya n’akụkụ, anụmanụ yiri kamel na ụmụ ya ana-atakwa nri n’akụkụ ebe ahụ.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú ihe e dere n’Abụ Ọma nke 22 si eme ka obi sikwuo m ike na amụma ndị ọzọ e buru gbasara Mezaya, dị ka nke dị na Maịka 4:4, ga-emezucha?’

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 22:22​—Olee ụzọ abụọ anyị nwere ike isi na-eme ka ọbụ abụ a taa? (w06 11/1 29 ¶7; w03 9/1 20 ¶2)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 22:1-19 (th ihe ọmụmụ nke 2)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. (lmd isi nke 4 nọmba nke 4)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gị na onye ị ma ama natara gị akwụkwọ i ji kpọọ ya ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs kwurịta okwu ọzọ. (lmd isi nke 4 nọmba nke 3)

6. Okwu

(Nkeji 5) w20.07 12-13 ¶14-17​—Isiokwu: Otú Amụma Baịbụl Si Eme Ka Okwukwe Anyị Sie Ike. (th ihe ọmụmụ nke 20)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 95

7. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 7 ¶24-30, igbe 7B

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 53 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya