Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Julaị p. 12
  • Ọgọst 12-18

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 12-18
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Julaị p. 12

ỌGỌST 12-18

ABỤ ỌMA 73-74

Abụ nke 36 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Gịnị Ka Anyị Ga-eme Ma Ọ Bụrụ na Anyị Na-emere Ndị Na-anaghị Efe Chineke Anyaụfụ?

(Nkeji 10)

Anyị nwere ike ibido mewere ndị na-anaghị efe Chineke anyaụfụ (Ọma 73:3-5; w20.12 19 ¶14)

Anyị ga-ebidoghachi ile ihe anya otú kwesịrị ekwesị ma anyị soro ụmụnna anyị na-efekọ Jehova ọnụ kama ịna-anọ iche (Ọma 73:17; Ilu 18:1; w20.12 19-20 ¶15-16)

Ndị na-anaghị efe Chineke guzo “n’ala na-amị amị”; Chineke ga-emere ndị na-efe ya “amara” (Ọma 73:18, 19, 24; w14 4/15 4 ¶5; w13 2/15 25-26 ¶3-5)

Ebe nwa agbọghọ na-eto eto bụ́ Onyeàmà Jehova na-ele ụmụ akwụkwọ ibe ya ma na-emere ha anyaụfụ ka ha ji obi ụtọ na-akparịta ụka ma na-ele anya n’ekwentị.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 74:13, 14, na ihe e dere n’ala ala peeji ya​—Gịnị ka ọ ga-abụ na “Levayatan” pụtara? (it-2 240)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 74:1-23 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Chọta ohere ị ga-eji agwa onye ị mabu ama ihe ị mụtara n’ọmụmụ ihe n’oge na-adịbeghị anya. (lmd isi nke 2 nọmba nke 4)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. Gwa mmadụ ka ị mụwara ya Baịbụl, gosikwa ya otú anyị na ndị mmadụ si amụ ya. (lmd isi nke 8 nọmba nke 3)

6. Ịkọwa Ihe Ndị I Kweere

(Nkeji 5) Okwu. ijwbq 89​—Isiokwu: Okpukpe Niile Hà Dị Mma? (th ihe ọmụmụ nke 14)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 72

7. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 13 ¶7-14, igbe 13A

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 98 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya