Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Septemba p. 4
  • Septemba 9-15

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Septemba 9-15
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Septemba p. 4

SEPTEMBA 9-15

ABỤ ỌMA 82-84

Abụ nke 80 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ebe otu n’ime ụmụ Kora na-ele akwụ́ elekentịọba nke dị n’ogige ebe ịchụàjà, ya adị ya ka ọ bụrụ yanwa bi n’ogige ụlọ nsọ ahụ

1. Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Ọrụ Ndị Ị Na-arụrụ Jehova

(Nkeji 10)

Anyị ji ọrụ ndị anyị na-arụrụ Jehova kpọrọ ihe (Ọma 84:1-3; wp16.6 8 ¶2-3)

Jiri obi ụtọ na-arụ ọrụ ndị e nyere gị kama ilekwasị anya ná ndị nke ị gaara achọ ka e nye gị (Ọma 84:10; w08 7/15 30 ¶3-4)

Jehova na-emere ndị niile ji obi ha niile na-efe ya ihe ọma (Ọma 84:11; w20.01 17 ¶12)

Foto ndị na-egosi: Ebe ndị Livaị na-arụ ọrụ dị iche iche e kenyere ha. 1. Otu onye na-awụba mmiri dị n’ite ájá ná nnukwu ite e ji ọla kọpa kpụọ. 2. Otu onye na-adọkpụ ụgbọala ite ájá juru. 3. Otu onye bu ite ájá.

Ọrụ ọ bụla e nyere gị nwere ngọzi ya na ya so. Ma, e nwekwara ihe ndị ga-esiri gị ike na ya. Ọ bụrụ na i lekwasị anya ná ngọzi ị na-enweta n’ọrụ ọ bụla e nyere gị, ị ga na-enwe obi ụtọ.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 82:3​—Olee otú igosi “nwa na-enweghị nna” ịhụnanya n’ọgbakọ dịruru ná mkpa? (it-1 816)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 82:1–83:18 (th ihe ọmụmụ nke 2)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Na-enwe Ọmịiko​—Ihe Jizọs Mere

(Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO, unu ekwurịtazie ihe dị na lmd isi nke 9 nọmba nke 1-2.

5. Na-enwe Ọmịiko​—Na-eme Ka Jizọs

(Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si na lmd isi nke 9 nọmba nke 3-5 na “I Nwekwara Ike Ịgụ.”

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 57

6. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

7. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 14 ¶15-20

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 130 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya