Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Nọvemba p. 4-5
  • Nọvemba 18-24

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọvemba 18-24
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Nọvemba p. 4-5

NỌVEMBA 18-24

ABỤ ỌMA 107-108

Abụ nke 7 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. “Keleenụ Jehova n’Ihi na Ọ Dị Mma”

(Nkeji 10)

Jehova anapụtala anyị n’ụwa Setan otú o si napụta ndị Izrel na Babịlọn (Ọma 107:1, 2; Kọl. 1:13, 14)

Ọ bụrụ na obi dị anyị ụtọ maka ihe ndị Jehova na-emere anyị, anyị ga na-eto ya n’ọgbakọ (Ọma 107:31, 32; w07 4/15 20 ¶2)

Obi ga na-adị anyị ụtọ maka ihe Jehova na-emere anyị ma ọ bụrụ na anyị ana-echebara ihe ndị ahụ echiche nke ọma (Ọma 107:43; w15 1/15 9 ¶4)

Foto ndị na-egosi: Ụzọ dị iche iche anyị nwere ike isi too Jehova. 1. Ebe ụmụnna na-abụ abụ n’ọmụmụ ihe. 2. Ebe otu nwanna nwoke na-aza ajụjụ n’ọmụmụ ihe. 3. Ebe ụmụnna nwaanyị abụọ so na-aga ozi ụlọ n’ụlọ.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 108:9​—Ọ̀ ga-abụ gịnị mere e ji kwuo na Moab bụ ‘efere Chineke ji asa ihe’? (it-2 420 ¶4)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 107:1-28 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. (lmd isi nke 1 nọmba nke 4)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gwa ya otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl, nyekwa ya kaadị maka ọmụmụ Baịbụl. (lmd isi nke 9 nọmba nke 3)

6. Okwu

(Nkeji 5) ijwyp 90​—Isiokwu: Olee Otú M Ga-esi Kwụsị Ịna-eche Ihe Na-adịghị Mma? (th ihe ọmụmụ nke 14)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 46

7. Anyị Na-abụ Abụ Iji Kelee Jehova

(Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Mgbe Jehova napụtachara ndị Izrel ụjọ ji n’aka ndị agha Ijipt n’Oké Osimiri Uhie, otú obi si dị ha ụtọ mere ka ha bụọ abụ. (Ọpụ. 15:1-19) Ọ bụ ụmụ nwoke malitere abụ ọhụrụ ahụ ndị Izrel bụrụ. (Ọpụ. 15:21) Jizọs na Ndị Kraịst oge mbụ bụrụ abụ ndị ha ji too Chineke. (Mat. 26:30; Kọl. 3:16) Anyị ka na-abụkwa abụ n’ọmụmụ ihe, mgbakọ sekit, nakwa ná mgbakọ ukwu iji gosi Jehova na obi dị anyị ụtọ maka ihe ndị ọ na-emere anyị. Dị ka ihe atụ, kemgbe afọ 1966, anyị na-abụ abụ anyị ka bụpụrụ ugbu a nke isiokwu ya bụ “Anyị Na-ekele Gị, Jehova” n’ọmụmụ ihe anyị.

N’ebe ụfọdụ, ụmụ nwoke na-eme ihere ịbụ abụ n’ihu ọha. Ụfọdụ anaghị achọ ịbụ abụ maka na ha chere na ha enweghị olu abụ. Ma, anyị kwesịrị icheta na ịbụ abụ n’ọmụmụ ihe so n’ofufe anyị na-efe Chineke. Nzukọ Jehova na-agba nnukwu mbọ iji wepụtara anyị abụ ndị na-atọ ezigbo ụtọ nakwa iji họtara anyị ndị nke dabara adaba anyị ga-abụ n’ọmụmụ ihe nke ọ bụla. Ọrụ anyịnwa ga-arụ esighị ike, ya bụ, iji olu anyị soro ibe anyị gosi Nna anyị nke eluigwe na anyị hụrụ ya n’anya ma na-ekele ya.

Kpọnye VIDIO Bụ́ Nzukọ Jehova Na-aga n’Ihu n’Ihu​—Abụ Bụ Onyinye, Agba nke Abụọ. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a:

    Foto si na vidio bụ́ “Nzukọ Jehova Na-aga n’Ihu n’Ihu​—Abụ Bụ Onyinye, Agba nke Abụọ.” Ebe Nwanna F. W. Franz na-ewepụta akwụkwọ abụ a kpọrọ “Kingdom Service Song Book.”
  • Olee ihe gbara ọkpụrụkpụ mere n’afọ 1944?

  • Foto si na vidio bụ́ “Nzukọ Jehova Na-aga n’Ihu n’Ihu​—Abụ Bụ Onyinye, Agba nke Abụọ.” Ebe otu nwanna nwoke nọ na Saịberia na-ezo teepụ abụ ụmụnna bụrụ n’ime uwe.
  • Olee otú ụmụnna anyị nọ na Saịberịa si gosi na ọ na-atọ ha ụtọ ịbụ abụ Alaeze?

  • Foto si na vidio bụ́ “Nzukọ Jehova Na-aga n’Ihu n’Ihu​—Abụ Bụ Onyinye, Agba nke Abụọ.” Ebe ụmụnna na-abụ abụ ná mgbakọ ukwu, e nwekwara ndị ji ngwá egwú na-akpọ abụ ahụ.
  • Gịnị mere Ndịàmà Jehova ejighị ịbụ abụ egwu egwu?

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 17 ¶9-14

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 73 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya