Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb25 Jenụwarị p. 12-13
  • Febụwarị 17-23

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Febụwarị 17-23
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
mwb25 Jenụwarị p. 12-13

FEBỤWARỊ 17-23

ILU 1

Abụ nke 88 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ebe Eze Solomọn na nwa ya nwoke nọ ọdụ n’èzí, ya ana-enye nwa ya ndụmọdụ.

Ebe nwa Solomọn na-ege ntị na ndụmọdụ nna ya na-enye ya maka na nna ya hụrụ ya n’anya

1. Ndị Na-eto Eto, Ònye Ka Unu Ga-ege Ntị?

(Nkeji 10)

[Kpọnye VIDIO Bụ́ Ihe Akwụkwọ Ilu Na-ekwu.]

Na-ege ndị mụrụ gị ntị. Ọ ga-egosi na ị ma ihe (Ilu 1:8; w17.11 29 ¶16-17; lee foto)

Egela ndị na-eme ihe ọjọọ ntị (Ilu 1:10, 15; w05 2/15 19-20 ¶11-12)

Ebe otu nwanna nwoke bụ́ okorobịa nọ n’ebe a na-agbanwe uwe n’ụlọ akwụkwọ ha, ụmụ klas ya ụfọdụ ana-amanye ya ka o jiri ekwentị ya mee ihe na-adịghị mma. Ọ na-eche ma ọ̀ ga-ege ha ntị.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ilu 1:22​—E kwuo ndị “nzuzu” na Baịbụl, olee ndị a na-ekwu okwu ha? (it-1 846)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ilu 1:1-23 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 2) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. Onye ahụ chọrọ ka gị na ya rụwa ụka. (lmd isi nke 6 nọmba nke 5)

5. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 2) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. Nata onye gosiri mmasị akara ekwentị ya, nyekwa ya nke gị. (lmd isi nke 1 nọmba nke 5)

6. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 2) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gwa mmadụ otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl, nyekwa ya kaadị maka ọmụmụ Baịbụl. (lmd isi nke 9 nọmba nke 5)

7. Ime Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs

(Nkeji 5) lff isi nke 16 nọmba nke 6. Jiri otu n’ime isiokwu ndị gbara ‘n’Ihe Ị Ga-elebakwu Anya’ nyere onye ị na-amụrụ ihe aka, bụ́ onye nọ na-eche ma ọ̀ bụ eziokwu na Jizọs rụrụ ọrụ ebube ndị ahụ a sịrị na ọ rụrụ. (th ihe ọmụmụ nke 3)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 89

8. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 22 ¶1-9, vidio kọwara isiokwu a na-amụ

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 80 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya