ỌKTOBA 27–NỌVEMBA 2
EKLIZIASTIS 11-12
Abụ nke 155 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Gbalịa Ka Ahụ́ Sie Gị Ike Nakwa Ka Ị Na-enwe Obi Ụtọ
(Nkeji 10)
Mgbe ọ bụla o kwere omume, pụta èzí ka anwụ chatụ gị nakwa ka ikuku ndụ kusa gị (Ekli. 11:7, 8; g 3/15 13 ¶6-7)
Na-elekọta onwe gị ka obi ruo gị ala nakwa ka ahụ́ sie gị ike (Ekli. 11:10; w23.02 21 ¶6-7)
Ihe kacha mkpa ị ga na-eme bụ iji obi gị niile na-efe Jehova (Ekli. 12:13; w24.09 2 ¶2-3)
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Ekli. 12:9, 10—Gịnị ka amaokwu ndị a na-akụziri anyị gbasara ụmụ nwoke ndị Chineke mere ka ha soro dee Baịbụl? (it “Mmụọ Nsọ Mere” ¶10)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ekli. 12:1-14 (th ihe ọmụmụ nke 12)
4. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. (lmd isi nke 8 nọmba nke 3)
5. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. N’oge gara aga unu kwurịtara, ọ gwara gị na ọ dịbeghị anya mmadụ nwụnahụrụ ya. (lmd isi nke 9 nọmba nke 3)
6. Okwu
(Nkeji 5) lmd ihe ndị ọzọ a kọwara nke A nọmba nke 13—Isiokwu: Chineke Chọrọ Inyere Anyị Aka. (th ihe ọmụmụ nke 20)
Abụ nke 111
7. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 15)
8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) lfb isi nke 30-31