NỌVEMBA 24-30
AỊZAYA 1-2
Abụ nke 44 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. “Ndị Mmehie Na-anyịgbu” Nwere Olileanya
(Nkeji 10)
[Kpọnye VIDIO Bụ́ Ihe Akwụkwọ Aịzaya Na-ekwu.]
‘Mmehie nọ na-anyịgbu’ ndị Chineke (Aịza. 1:4-6; ip-1 14 ¶8)
Jehova dị njikere ịgbaghara ha kpamkpam ma ha chegharịa (Aịza. 1:18; ip-1 28-29 ¶15-17)
AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Jehova gwara ndị Izrel na ya ga-agbaghara ha ma ha chegharịa. Olee otú ihe a ọ gwara ha ga-esi emesi anyị obi ike ma anyị chee na Jehova agaghị agbaghara anyị maka na mmehie anyị jọgburu onwe ya?
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Aịza. 2:2—Gịnị ka “ugwu nke ụlọ Jehova dị n’elu ya” nọchiri anya ya? (ip-1 39 ¶9)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Aịza. 2:1-11 (th ihe ọmụmụ nke 11)
4. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Kụziere mmadụ otu n’ime eziokwu ndị dị n’ihe ndị ọzọ a kọwara nke A na broshọ bụ́ Hụ Ndị Mmadụ n’Anya. (lmd isi nke 3 nọmba nke 3)
5. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Onye ahụ chọrọ ka gị na ya kwurịta ihe dị iche n’ihe ị kwadebere ịgwa ya. (lmd isi nke 7 nọmba nke 4)
6. Okwu
(Nkeji 5) ijwbq isiokwu nke 96—Isiokwu: Gịnị Bụ Mmehie? (th ihe ọmụmụ nke 20)
Abụ nke 38
7. Bụrụ Enyi Jehova—Jehova Na-agbaghara Mmehie
(Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Kpọnye VIDIO. I nwere ike ịgwa ụmụaka ị họọrọ ka ha gbagote n’elu ikpo okwu ka ị gbaa ha ajụjụ ọnụ gbasara vidio a na ihe ndị ha mụtara na ya.
8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) lfb isi nke 38, okwu mmalite nkebi nke 7, na isi nke 39