Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb25 Nọvemba p. 9
  • Disemba 1-7

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 1-7
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
mwb25 Nọvemba p. 9

DISEMBA 1-7

AỊZAYA 3-5

Abụ nke 135 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Jehova Chọrọ Ka Ndị Ya Na-erubere Ya Isi, O Rukwara Eru Ka E Rubere Ya Isi

(Nkeji 10)

Jehova ji mba Izrel tụnyere “ubi vaịn” ọ “kụrụ.” Otú ahụ ọ na-atụ anya ka ubi vaịn ahụ mịa ezigbo mkpụrụ ka ọ na-atụkwa anya ka ndị ya na-erubere ya isi (Aịza. 5:1, 2, 7; ip-1 73-74 ¶3-5; 76 ¶8-9)

Ihe ubi vaịn Jehova kụrụ mịrị bụ naanị mkpụrụ vaịn ọhịa (Aịza. 5:4; w06 6/15 18 ¶1)

Jehova kwuru na ya ga-eme ka ubi vaịn ahụ bụrụ ala na-abaghị uru (Aịza. 5:5, 6; w06 6/15 18 ¶2)

Ebe onye ọrụ ubi obi na-adịghị mma maka na ihe ubi emeghị nke ọma na-eleru ụyọkọ mkpụrụ vaịn dị n’ubi vaịn ya anya.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú ihe a Baịbụl kọrọ ga-esi enyere m aka ka m ghara ime ihe ga-ewute Jehova?’

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Aịza. 5:8, 9​—Gịnị ka ndị Izrel nọ na-eme wutere Jehova? (ip-1 80 ¶18-19)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Aịza. 5:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Gosi mmadụ vidio si n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (lmd isi nke 1 nọmba nke 5)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gwa onye ahụ banyere JW Library, nyekwara ya aka ka o tinye ya n’ekwentị ya. (lmd isi nke 9 nọmba nke 5)

6. Ime Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs

(Nkeji 5) Gbaa onye ị na-amụrụ Baịbụl ndị ezinụlọ ya na-emegide ume. (lmd isi nke 12 nọmba nke 4)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 65

7. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) lfb isi nke 40-41

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 4 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya