Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • nwt p. 1666-1667
  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Rom

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Rom
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndị Rom Enweta Ozi Kachasị Ozi Nile Mma
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Efesọs
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Galeshia
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Jems
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Rom

NDỊ ROM

IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A

  • 1

    • Ekele (1-7)

    • Pọl sịrị na ọ na-agụ ya agụụ ịga Rom (8-15)

    • Onye ezi omume ga-adị ndụ maka na o nwere okwukwe (16, 17)

    • Ndị ajọ omume enweghị ihe mere ha ga-eji kwuo na Chineke adịghị (18-32)

      • A na-ahụ àgwà Chineke n’ihe ndị e kere eke (20)

  • 2

    • Ikpe Chineke ga-ekpe ndị Juu na ndị Grik (1-16)

      • Otú akọnuche si arụ ọrụ (14, 15)

    • Ndị Juu na Iwu Mosis (17-24)

    • Úgwù e biri n’obi (25-29)

  • 3

    • “Ka Chineke bụrụ onye eziokwu” (1-8)

    • Ndị Juu na ndị Grik bụcha ndị mmehie (9-20)

    • Mmadụ ga-abụli onye ezi omume n’ihi okwukwe (21-31)

      • Àgwà ndị mmadụ anaghị egosi ebube Chineke (23)

  • 4

    • A kpọrọ Ebreham onye ezi omume n’ihi okwukwe ya (1-12)

      • Ebreham bụ nna ndị nwere okwukwe (11)

    • E kwere Ebreham nkwa n’ihi okwukwe ya (13-25)

  • 5

    • Kraịst mere ka anyị na Chineke dịrị ná mma (1-11)

    • Ọnwụ si n’aka Adam, ndụ si n’aka Kraịst (12-21)

      • Mmehie na ọnwụ gbasara ruo mmadụ niile (12)

      • Otu ezi omume (18)

  • 6

    • Ndị e mere baptizim ka ha na-ebi ndụ ọhụrụ (1-11)

    • Unu ekwela ka mmehie na-achị ahụ́ unu (12-14)

    • Unu kwụsịrị ịgbara mmehie ohu gbawara Chineke ohu (15-23)

      • Ụgwọ ọrụ mmehie bụ ọnwụ; onyinye Chineke bụ ndụ (23)

  • 7

    • Ihe atụ gosiri otú anyị si nwere onwe anyị n’Iwu Mosis (1-6)

    • Iwu Mosis mere ka a mata ihe bụ́ mmehie (7-12)

    • Mgba mmadụ na mmehie na-agba (13-25)

  • 8

    • Mmụọ nsọ na-enye ndụ, na-emekwa ka mmadụ nwere onwe ya (1-11)

    • Mmụọ nke mere ka ha bụrụ ụmụ na-agbara ha àmà (12-17)

    • Ihe e kere eke na-atụ anya oge ụmụ Chineke ga-enwere onwe ha (18-25)

    • “Mmụọ nsọ na-arịọrọ anyị arịrịọ” (26, 27)

    • Ihe Chineke kpebiri tupu oge eruo (28-30)

    • Anyị na-emeri n’ihi na Chineke hụrụ anyị n’anya (31-39)

  • 9

    • Pọl ruuru ndị Izrel uju (1-5)

    • Ndị bụ́ ụmụ Ebreham n’eziokwu (6-13)

    • A gaghị ata Chineke ụta maka ihe o kpebiri (14-26)

      • Arịa ndị e kwesịrị ibibi ebibi na ndị nke a ga-emere ebere (22, 23)

    • Ọ bụ naanị ndị fọdụrụ ka a ga-azọpụta (27-29)

    • Izrel kpọrọ ụkwụ na nkume mkpọbi ụkwụ (30-33)

  • 10

    • Otú mmadụ ga-esi abụ onye ezi omume n’anya Chineke (1-15)

      • Ikwupụta okwukwe n’ihu ọha (10)

      • A ga-azọpụta onye na-akpọku Jehova (13)

      • Ụkwụ ndị na-ezisa ozi ọma mara mma (15)

    • Ha anabataghị ozi ọma (16-21)

  • 11

    • A jụghị Izrel kpamkpam (1-16)

    • Ihe atụ osisi oliv (17-32)

    • Amamihe Chineke enweghị atụ (33-36)

  • 12

    • Nyefeenụ ahụ́ unu ka àjà dị ndụ (1, 2)

    • Otu ahụ́ nke nwere onyinye dị iche iche (3-8)

    • Otú Ndị Kraịst kwesịrị isi na-ebi ndụ (9-21)

  • 13

    • Na-erubere ndị ọchịchị isi (1-7)

      • Ịtụ ụtụ isi (6, 7)

    • Onye hụrụ ndị ọzọ n’anya na-emezu iwu (8-10)

    • Na-akpa àgwà kwesịrị ekwesị (11-14)

  • 14

    • Kwụsịnụ ikpe ibe unu ikpe (1-12)

    • Emela ihe ga-eme ka ndị ọzọ mehie (13-18)

    • Na-eme ka gị na ndị ọzọ na-adị n’udo (19-23)

  • 15

    • Na-anabatanụ ibe unu otú Kraịst nabatara unu (1-13)

    • Pọl na-ejere mba dị iche iche ozi (14-21)

    • Ebe ndị Pọl chọrọ ịga (22-33)

  • 16

    • Pọl mere ka a mata Fibi, onye na-eje ozi (1, 2)

    • Pọl kelere Ndị Kraịst nọ na Rom (3-16)

    • Kpachara anya maka ndị na-akpata nkewa (17-20)

    • Ndị ha na Pọl na-arụkọ ọrụ kelere ụmụnna ha (21-24)

    • Ugbu a, a matala ihe dị nsọ e zoro ezo (25-27)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya