- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
NDỊ EFESỌS
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Ekele (1, 2)
Ngọzi ndị si n’aka Chineke (3-7)
Ịchịkọta ihe niile ka ha nọrọ n’okpuru Kraịst (8-14)
“Otú a ga-esi na-elekọta ihe” mgbe oge a kara aka zuru (10)
Mmụọ nsọ e ji kaa anyị akara “na-eme ka obi sie anyị ike” (13, 14)
Pọl kelere Chineke maka okwukwe ndị Efesọs nwere, kpeekwa ekpere maka ha (15-23)
2
Chineke mere ka anyị dịrị ndụ, anyị na Kraịst adịrịkwa n’otu (1-10)
Kraịst kwaturu mgbidi kewara ìgwè abụọ (11-22)
3
4
5
Ikwu ihe dị mma na ịkpa àgwà dị mma (1-5)
Na-akpanụ àgwà ka ụmụ nke ìhè (6-14)
Jupụtanụ na mmụọ nsọ (15-20)
Ọdụ a dụrụ ndị di na ndị nwunye (21-33)
6
Ọdụ a dụrụ ndị mụrụ ụmụ na ụmụ ha (1-4)
Ọdụ a dụrụ ndị ohu na ndị nna ha ukwu (5-9)
Ekike agha zuru ezu nke Chineke nyere ndị mmadụ (10-20)
Ekele ikpeazụ (21-24)