- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
NDỊ KỌLỌSI
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Ekele (1, 2)
Pọl kelere Chineke maka na ndị Kọlọsi kweere na Jizọs (3-8)
Pọl kpere ekpere ka ndị Kọlọsi na-amụtakwu eziokwu gbasara Chineke (9-12)
Kraịst bụ ntọala okwukwe anyị (13-23)
Pọl gbasiri mbọ ike maka ọdịmma ọgbakọ (24-29)
2
Kraịst bụ ihe nzuzo dị nsọ gbasara Chineke (1-5)
Na-echenụ nche ka a ghara ịmata unu n’ọnyà (6-15)
Kraịst ga-eme ka ihe ndị gaje ịbịa nwee isi (16-23)
3
4
Ọdụ Pọl dụrụ ndị nna ukwu (1)
“Na-ekpenụ ekpere mgbe niile” (2-4)
Na-egosinụ na unu ma ihe ma unu na ndị na-abụghị ụmụnna nọrọ (5, 6)
Ekele ikpeazụ (7-18)