Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 9/08 p. 7
  • Igbe Ajụjụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Igbe Ajụjụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Igbe Ajụjụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ibu Ibu Ọrụ Maka Nlekọta Ezinụlọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
  • Ndị Nne na Nna—Jirinụ Ịhụnanya Na-azụ Ụmụ Unu
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
  • Gịnị Ga-eme Ka Unu Na-enwe Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu?​—Nke 2
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2008
km 9/08 p. 7

Igbe Ajụjụ

◼ Nne na nna hà nwechara ike ịgụrụ awa ha ji eduzi ọmụmụ ihe ezinụlọ ha?

Ọ bụ eziokwu na ọ bụ ndị nna ka ọ dị n’ubu ịzụlite ụmụ ha “n’ọzụzụ na nduzi echiche nke si n’aka Jehova,” nne na nna na-agbakọ aka na-azụ ụmụ ha. (Efe. 6:4) Baịbụl gbara ụmụaka ume, sị: “Nwa m, ṅaa ntị n’ịdọ aka ná ntị nna gị, ahapụkwala iwu nne gị.” (Ilu 1:8) Otu ụzọ dị mkpa nne na nna na-esi azụ ụmụ ha bụ site n’iduziri ha ọmụmụ Baịbụl ezinụlọ.

N’oge gara aga, ọ bụ naanị nne ma ọ bụ nna nke na-eduziri nwa ya a na-emebeghị baptizim ọmụmụ ihe ezinụlọ ga-agụrụ oge, ma ọ bụrụgodị na nne na nna duzikọtara ọmụmụ ihe ahụ ọnụ. Ma, a gbanweela nke a. Ya bụrụ na mgbe a na-amụ ihe ahụ na nne na nna ahụ socha kụziere ụmụ ha ihe, ha abụọ nwere ike ịgụrụ ihe na-akarịghị otu awa kwa izu dị ka oge ha ji gaa ozi ọma. O doro anya na ndị nne na nna na-eji ihe karịrị otu awa akụziri ụmụ ha ihe n’izu. Ịzụ ụmụaka na-achọ ka ma nne ma nna rụsie ọrụ ike. (Diut. 6:6-9) Ma, ihe a na-ede dị ka oge e ji jee ozi n’ọnwa kwesịrị ịbụ karịsịa oge e ji jee ozi n’ubi. N’ihi ya, e kwesịghị ịgụrụ ihe karịrị otu awa, ma a sịgodị na ọmụmụ ihe ahụ gafere otu awa, na e duziri ya ihe karịrị otu ugboro n’izu, ma ọ bụ na a na-eduziri nwa nke ọ bụla ọmụmụ ihe nke ya iche. Ọ bụ naanị otu onye n’ime nne na nna ga-agụrụ ọmụmụ Baịbụl n’ọgwụgwụ ọnwa, gụrụkwa otu nletaghachi maka izu nke ọ bụla e duziri ọmụmụ ihe ahụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya