Nyefee Traktị n’Oge Ndị A:
• Mgbe ndị nwe ụlọ na-ekweghị anara akwụkwọ ma ọ bụ magazin anyị nyere ha
• Mgbe ndị nwe ụlọ ji ọrụ n’aka
• N’ụfọdụ ụlọ anyị na-ahụghị ndị nwe ụlọ
• N’oge anyị na-anọghị n’ozi ọma
• Mgbe anyị chọrọ iji ya malite mkparịta ụka
• Mgbe anyị na-akụziri ụmụaka otú e si ezi ozi ọma
• Mgbe anyị na-akụziri ndị anyị na-amụrụ ihe otú ha nwere ike isi zie ndị enyi ha ozi ọma
• Mgbe anyị chọrọ iji ya malitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl