Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 10/11 p. 7
  • Olee Otú Ha Dị n’Anya?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Otú Ha Dị n’Anya?
  • Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Gosi na I Ji Akwụkwọ Anyị Kpọrọ Ihe n’Ezie
    Ozi Alaeze Anyi—2002
  • Inyefe Akwụkwọ n’Ókèala A Na-asụ Ọtụtụ Asụsụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Jiri Akwụkwọ Anyị Ndị Dabeere na Bible Na-eme Ihe n’Ụzọ Amamihe Dị na Ya
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Igbe Ajụjụ
    Ozi Alaeze Anyi—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2011
km 10/11 p. 7

Olee Otú Ha Dị n’Anya?

Onye ọ bụla kwesịrị ịjụ onwe ya ajụjụ a mgbe ọ bụla ọ chịlitere akwụkwọ anyị ndị ọ chọrọ iji aga ozi ọma. Akwụkwọ ọ bụla kara nká, nke chanwụrụ achanwụ, nke unyi tere, ma ọ bụkwanụ nke dọkara adọka adịghị mma iji aga ozi ọma. Ụdị akwụkwọ a na-akọ nzukọ Jehova ọnụ, ọ ga-emekwa ka ndị anyị gara na nke ha ghara iji ozi na-enye ndụ anyị ji bịakwute ha kpọrọ ihe.

Olee ihe anyị nwere ike ime iji hụ na akwụkwọ ndị anyị ji aga ozi ọma dị mma n’anya? Ọtụtụ ndị na-etinye akwụkwọ ndị ha ji aga ozi ọma n’akpa ha otú ha ga-adị n’usoro. Dị ka ihe atụ, ha nwere ebe ha na-etinye akwụkwọ, nwee ebe ha na-etinye magazin na broshuọ, nweekwa ebe ha na-etinye traktị na ihe ndị ọzọ. Ha zichaa mmadụ ozi ọma, ha edeghachi Baịbụl ha na akwụkwọ ọ bụla ha wepụtara n’ebe ha kwesịrị ịdị, ka ha ghara ịdọka. Ụfọdụ ndị nkwusa na-etinye magazin ha n’ime akpa wọta pruf na-acha ọcha ma tinye ya n’akpa ozi ọma ha. N’agbanyeghị otú anyị kpebiri isi na-achị akwụkwọ anyị, anyị ekwesịghị inye ndị mmadụ akwụkwọ na-adịghị mma n’anya n’ihi na ọ ga-eme ka ha hụta mmejọ n’ozi anyị.—2 Kọr. 6:3.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya