Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 1/15 p. 4
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2015
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2015
km 1/15 p. 4

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ụlọ Nche Febụwarị 1

“Anyị bịara ka anyị nye gị traktị a anyị na-enye ndị agbata obi anyị taa. O kwuru otú Baịbụl si enyere anyị aka ná ndụ. Lee nke gị. [Nye onye ị bịara na nke ya traktị bụ́ Olee Ihe I Chere na Baịbụl Bụ?] Ụfọdụ ndị amaghị ma ihe Baịbụl kwuru ọ̀ ga-enyere ha aka n’ọrụ ha. Lee ihe amaokwu Baịbụl a kwuru gbasara ọrụ. [Gụọ Ekliziastis 3:13.] Ụlọ Nche a kwuru ihe ụfọdụ Baịbụl kwuru ga-eme ka ọrụ anyị na-eme anyị obi ụtọ. Gbalịa gụọ ya.”

Teta! Jenụwarị-Febụwarị

“Ọtụtụ ndị chere na naanị otú mmadụ ga-esi na-adị ọcha bụ ịna-eme ụdị ihe a e sere ebe a. [Gosi ya foto dị na peeji nke 8.] Jụzie ya, sị, ‘Ì chere na naanị otú mmadụ ga-esi na-adị ọcha bụ idewe ahụ́ ya na ebe o bi ọcha?’ [Chere ka ọ zaa. Ya zachaa, gị agụzie 2 Ndị Kọrịnt 7:1.] Iwu Chineke kwuru na anyị kwesịrị ịna-edewe ahụ́ anyị ọcha, na-efe Chineke otú ọ chọrọ, na-akpakwa àgwà dị mma. O kwukwara na anyị ekwesịghị ịna-eche ihe ọjọọ. Ihe a niile gosiri na Chineke chọrọ ka ihe gaziere anyị. Isiokwu a kwuru uru anyị ga-erite ma anyị mee ihe Chineke kwuru gbasara ịdị ọcha.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya