Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Jun p. 4
  • Ṅomie Ịdị Umeala n’Obi Meri

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ṅomie Ịdị Umeala n’Obi Meri
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Lee! Abụ M Nwa Agbọghọ Bụ́ Ohu Jehova!”
    Ṅomie Okwukwe Ha
  • Ihe Anyị Nwere Ike Ịmụta ná Ndụ Meri
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • “Lee! Abụ M Nwa Agbọghọ Bụ́ Ohu Jehova!”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
  • Ọ Nọ Na-eche ‘Ihe Ihe Ndị ahụ Pụtara’
    Ṅomie Okwukwe Ha
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Jun p. 4

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LUK 1

Ṅomie Ịdị Umeala n’Obi Meri

Jehova họọrọ Meri ka ọ rụọ ọrụ pụrụ iche ọ na-enweghị onye rụtụrụla ya ma ọ bụkwanụ onye ga-arụ ụdị ya ọzọ, n’ihi na ọ ma na ọ dị njikere ime uche ya.

Ebe mmụọ ozi Gebriel na-agwa Meri okwu

1:38, 46-55

Olee otú ihe Meri kwuru si gosi na . . .

  • ọ dị umeala n’obi?

  • o nwere okwukwe siri ike?

  • ọ ma Akwụkwọ Nsọ nke ọma?

  • o nwere ekele maka ihe ọma Jehova meere ya?

AJỤJỤ NDỊ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE:

M̀ tụkwasịrị Jehova obi na ọ ga-egboro m mkpa m dị ka uche ya si dị? Olee otú m nwere ike isi na-adịkwu umeala n’obi ka Meri?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya