Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Septemba p. 5
  • E Nweghị Ihe Ọ Bụla Lara n’Iyi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • E Nweghị Ihe Ọ Bụla Lara n’Iyi
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Bụrụ Onye Ọrụ Ma Ọrụ Ya nke Ọma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Jiri Akwụkwọ Anyị Ndị Dabeere na Bible Na-eme Ihe n’Ụzọ Amamihe Dị na Ya
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Olee Otú Ọrụ Si Na-aga na Wọwik?
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016
  • Gosi na I Ji Akwụkwọ Anyị Kpọrọ Ihe n’Ezie
    Ozi Alaeze Anyi—2002
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Septemba p. 5
Isi Ụlọ Ọrụ Anyị Dị na Wọwik, Niu Yọk

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

E Nweghị Ihe Ọ Bụla Lara n’Iyi

Mgbe Jizọs ji ọrụ ebube nyechaa puku ụmụ nwoke ise na ọtụtụ ụmụ nwaanyị na ụmụaka nri, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Tụtụkọtanụ ihe ha rifọrọ, ka ihe ọ bụla ghara ịla n’iyi.” (Jọn 6:12) Iji gosi na obi dị ya ụtọ maka ihe ndị Jehova nyere, Jizọs ekweghị ka nri ndị ahụ fọrọnụ laa n’iyi.

N’oge anyị a, Òtù Na-achị Isi na-agbalị ime ka Jizọs. Ha na-eji ego nakwa ihe ndị ọzọ e nyere n’onyinye eme ihe bara uru. Dị ka ihe atụ, mgbe a na-arụ isi ụlọ ọrụ anyị dị na Wọwik, Niu Yọk, ha họọrọ ịrụ ụdị ụlọ ndị ga-eme ka a ghara ịna-emefusi ego ndị mmadụ nyere n’onyinye.

OLEE OTÚ ANYỊ NWERE IKE ISI GHARA ỊLA IHE N’IYI . . .

  • Ebe nwanna na-agbanyụ ọkụ n’Ụlọ Nzukọ Alaeze

    mgbe anyị gara ọmụmụ ihe?

  • Ebe otu nwanna na-ede aha ya na Baịbụl ya

    mgbe anyị na-ewere akwụkwọ maka onwe anyị? (km 5/09 3 ¶4)

  • Ebe otu nwanna na-ewe naanị traktị olee ọ chọrọ iji gaa ozi ọma

    mgbe anyị na-ewere akwụkwọ anyị ji aga ozi ọma? (mwb17.02 4 ¶1)

  • Ebe otu nwanna nwaanyị na-achọ ịmata ma mmadụ ò nwere mmasị tupu ya enyewe ya akwụkwọ anyị

    mgbe anyị nọ n’ozi ọma? (mwb17.02 4 ¶2, igbe)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya