Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Jenụwarị p. 7
  • Bụrụ Onye Ọrụ Ma Ọrụ Ya nke Ọma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Bụrụ Onye Ọrụ Ma Ọrụ Ya nke Ọma
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • E Nweghị Ihe Ọ Bụla Lara n’Iyi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Ngwá Ọrụ Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Baịbụl
    Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Na-akụzi Eziokwu
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2018
  • Jiri Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe Na-akụzi Ihe Nke Ọma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Jenụwarị p. 7
Ebe otu nwoke ma ọrụ ya nke ọma na-akpụchasị osisi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Bụrụ Onye Ọrụ Ma Ọrụ Ya nke Ọma

Ọkwá nkà maara ọrụ ya nke ọma ma otú o si eji ngwá ọrụ ya arụ ọrụ nke ọma. Otú ahụ ka ọ dịkwa “onye ọrụ nke na-enweghị ihe ọ ga-emere ihere.” Ọ ma otú e si eji Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe akụzi ihe. (2 Tim. 2:15) Zaa ajụjụ ndị e dere n’okpuru ebe a ka ị mata otú ị maruru ngwá ọrụ ndị anyị ji akụziri ndị mmadụ ihe n’ozi ọma.

GEE CHINEKE NTỊ KA I WEE DỊ NDỤ EBIGHỊ EBI

  • Ihu broshọ bụ́, ‘Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi.’

    Olee ndị e bu n’obi bipụta akwụkwọ a?​—mwb17.03 5 ¶1-2

  • Olee otú i nwere ike isi jiri ya mụọrọ mmadụ Baịbụl?​—km 7/12 3 ¶6

  • Olee akwụkwọ ọzọ ị ga-amụrụ onye ahụ ka o ruo eru ime baptizim? ​—km 7/12 3 ¶7

OZI ỌMA SI N’AKA CHINEKE!

  • Ihu broshọ bụ́, ‘Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!’

    Olee otú akwụkwọ a si dị iche n’akwụkwọ ndị ọzọ anyị ji amụrụ ndị mmadụ Baịbụl?​—km 3/13 4-5 ¶3-5

  • Gịnị ka i kwesịrị ime ma ị chọọ inye ya mmadụ?​—km 9/15 3 ¶1

  • Olee otú i nwere ike isi jiri ya mụọrọ mmadụ Baịbụl?​—mwb16.01 8

  • Olee mgbe i kwesịrị ịgafe n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị? ​—km 3/13 7 ¶10

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZIRI ANYỊ?

  • Ihu akwụkwọ bụ́, ‘Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?’

    Olee otú unu kwesịrị isi atụle nchịkọta isiokwu nke ọ bụla na ihe e dere ná ngwụcha akwụkwọ ahụ?​—mwb16.11 5 ¶2-3

OLE NDỊ NA-EME UCHE JEHOVA TAA?

  • Ihu akwụkwọ bụ́, ‘Ole Ndị Na-eme Uche Jehova Taa?’

    Olee mgbe gị na mmadụ kwesịrị ịtụle akwụkwọ a?​—mwb17.03 8 ¶1

  • Olee otú gị na mmadụ kwesịrị isi atụle ya?​—mwb17.03 igbe dị na peeji nke 8

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya