AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ GALESHIA 1-3
“Agwara M Ya Okwu Ihu na Ihu”
Olee otú akụkọ a si kụziere anyị ihe ndị a na-esonụ?
Anyị kwesịrị inwe obi ike.—w18.03 31-32 ¶16
Egwu mmadụ na-eweta ọnyà.—w17.04 27 ¶16
O nweghị onye nọ n’ọgbakọ Jehova zuru okè, ma ndị na-edu ndu n’ọgbakọ.—w10 6/15 17-18 ¶12
Anyị kwesịrị ịnọgide na-agba mbọ ka anyị kwụsị ịkpọ ndị agbụrụ ọzọ asị.—w18.08 9 ¶5