Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Julaị p. 2
  • Yipụnụ Mmadụ Ochie Ahụ ma Yirinụ Mmadụ Ọhụrụ Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Yipụnụ Mmadụ Ochie Ahụ ma Yirinụ Mmadụ Ọhụrụ Ahụ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ị Ga-eyipụli “Àgwà Ochie” Ahụ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2022
  • “Okwu Chineke Dị Ndụ, Na-arụsikwa Ọrụ Ike”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
  • Eyipụla “Àgwà Ọhụrụ” Mgbe I Mechara Baptizim
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2022
  • Olee Ụdị Onye Ị Chọrọ Ịbụ?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Julaị p. 2

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ KỌLỌSI 1-4

Yipụnụ Mmadụ Ochie Ahụ ma Yirinụ Mmadụ Ọhụrụ Ahụ

3:5-14

Ebe otu nwanna nwaanyị na-atụgharị uche mgbe ọ gụchara Baịbụl ya na akwụkwọ Bịaruo Jehova Nso

Ò nwere ọtụtụ ihe ị gbanwere ná ndụ gị mgbe ị batara n’ọgbakọ? Obi tọrọ Jehova ụtọ maka mgbanwe ndị ahụ. (Ezik. 33:11) Ma, ọ dị mkpa ka anyị nọgide na-agba mbọ ka anyị ghara ịlaghachi n’ihe ndị ahụ, nakwa ka anyị nọgide na-egosi na anyị eyirila mmadụ ọhụrụ ahụ. Zaa ajụjụ ndị a iji mata ebe ndị ị ga-emekwu nke ọma:

  • M̀ ka na-eburu onye mejọrọ m n’oge gara aga iwe n’obi?

  • M̀ na-enwe ndidi mgbe ọ dị m ọsịịsọ ma ọ bụ mgbe ike gwụrụ m?

  • Ọ bụrụ na echiche rụrụ arụ abata m n’obi, m̀ na-ewepụ ya ozugbo?

  • M̀ na-ele ndị agbụrụ ọzọ ma ọ bụ ndị mba ọzọ anya ọjọọ?

  • Ò nwere onye m gwara okwu ọjọọ ma ọ bụ weso iwe ọkụ na nso nso a?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya