Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Julaị p. 8
  • Ị̀ Na-esi n’Ihe Ndị I Mejọrọ Amụta Ihe?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ị̀ Na-esi n’Ihe Ndị I Mejọrọ Amụta Ihe?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Otú M Ga-esi Mezie Ihe M Mejọrọ?
    Azịza Ajụjụ Iri Ndị Na-eto Eto Na-ajụ
  • Olee Ihe M Kwesịrị Ime Ma M Mejọọ Ihe?
    Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị
  • Na-eme Ka Jehova Mgbe I Ji Ikike I Nwere Edu Ndị Ọzọ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • N’ihi Gịnị Ka A Ga-eji Kwere n’Ihe E Mehiere?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Julaị p. 8
Ebe otu nwanna nwaanyị na-agụ Baịbụl ma na-atụgharị uche n’ihe Adọnaịja mere. Foto ndị na-egosi: 1. Ebe Adọnaịja jidere aka n’otu n’ime mpi ndị a rụnyere n’elu ebe ịchụàjà. 2. Ebe Adọnaịja na-arịọ Bat-shiba arịrịọ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ị̀ Na-esi n’Ihe Ndị I Mejọrọ Amụta Ihe?

[Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ 1 Ndị Eze Na-ekwu.]

E meere Adọnaịja ebere mgbe ọ kpachara nkata otú ọ ga-esi abụ eze (1 Eze 1:5, 52, 53; it-2 987 ¶4)

Adọnaịja amụtaghị ihe n’ihe ahụ o mejọrọ. Ọ takwara ahụhụ maka ya (1 Eze 2:15-17, 22, 23; it-1 49)

Onye maara ihe ga-esi n’ihe ndị o mejọrọ mụta ihe. Ma, ọ na-akacha mma ka o si n’ihe ndị ọzọ mejọrọ mụta ihe.​—1 Kọr. 10:11.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya