Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mrt isiokwu 109
  • Jizọs Ga-akwụsị Mpụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jizọs Ga-akwụsị Mpụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jizọs Ga-akwụsị Ịda Ogbenye
    Isiokwu Ndị Ọzọ
  • Jizọs Ga-eme Ka Agha Kwụsị
    Isiokwu Ndị Ọzọ
  • Ònye Ka Ị Ga-atụkwasị Obi?—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
    Isiokwu Ndị Ọzọ
  • Otú Mmebi Iwu Si Ju Ebe Niile n’Ụwa—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
    Isiokwu Ndị Ọzọ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Isiokwu Ndị Ọzọ
mrt isiokwu 109
Ebe onye omekome na-esogharị otu nwaanyị naanị ya nọ. Nwaanyị ahụ hụrụ ya n’azụ ya ma jiri ekwentị ya na-akpọ ndị ga-abịa nyere ya aka.

alfa27/stock.adobe.com

Jizọs Ga-akwụsị Mpụ

Jizọs ma otú ọ na-adị anyị ma anyị na-ata ahụhụ n’ihi mpụ na ikpe na-ezighị ezi. A ghagidere ya ụgha, kụọ ya ihe n’enweghị ihe o mere, kpee ya ikpe mkpegbu, maa ya ikpe arụrụala, jirikwa obi ịta mmiri kwụgbuo ya. N’agbanyeghị na aka ya dị ọcha, ọ chọrọ ọdịmma ndị ọzọ, sikwa n’ala ala obi ya “nye ndụ ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta maka ọtụtụ mmadụ.” (Matiu 20:28; Jọn 15:13) Ugbu a, ọ bụ Eze nke Alaeze Chineke. N’oge na-adịghị anya, ọ ga-akwụsị mpụ ruo mgbe ebighị ebi, hụkwa na a na-ekpe ikpe ziri ezi n’ebe niile n’ụwa.​—Aịzaya 42:3.

Baịbụl kwuru otú ụwa ga-adị mgbe Jizọs ga-akpa ike a. Ọ sịrị:

  • “N’oge na-adịghị anya, ndị ajọ omume agaghịzi anọ. Ị ga-ele anya n’ebe ha na-anọ, ma ha agaghị anọ ya. Ma ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa, obi ga-adịkwa ha ezigbo ụtọ maka na ha ga-anọ nnọọ n’udo.”​—Abụ Ọma 37:10, 11.

Olee otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka ihe Jizọs meere anyị nakwa ihe ọ ga-emere anyị n’ọdịnihu? Otu ụzọ bụ ịmụtakwu banyere “ozi ọma Alaeze Chineke” Jizọs kwusara. (Luk 4:43) Gụọ isiokwu bụ́ “Gịnị Bụ Alaeze Chineke?”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya