Jenesis 46:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Izrel wee kpọrọ ndị ezinụlọ ya niile, kwakọrọkwa ihe niile o nwere gawa. Mgbe o rutere Bia-shiba,+ ọ chụụrụ Chineke nna ya Aịzik àjà.+
46 Izrel wee kpọrọ ndị ezinụlọ ya niile, kwakọrọkwa ihe niile o nwere gawa. Mgbe o rutere Bia-shiba,+ ọ chụụrụ Chineke nna ya Aịzik àjà.+